Kredity
PERFORMING ARTISTS
ENDLESS OG
Performer
Ifex G
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Oluchukwu Oluebube Joshua
Composer
Texty
INTRO
They calling me Endless oh
Global soundboi
Gehdem puff
Kill
Yeah yeah yeah
Ihubedi ihe abea
CHORUS
Nwanyi makaria mma oh
Nwanyi makaria mma oh
Achoba nne mulu ya oh
Nwanyi makaria mma oh
Ada makaria mma oh
Achoba nne mulu ya oh
Ngwanu gosi m nne mulu ya oh
(Ada oh)
Go si m nne mulu ya oh
(Ada oh)
Go si m nne mulu ya oh
(biko oh)
Ngwanu go si m afo bulu ya oh
(Ada oh)
Go si m nne mulu ya oh
(Ada oh)
Ngwa go si m nne mulu ya
VERSE 1
Yeh
Imana agwa bu mma nwanyi
Ezigbo NWATA nwere ya
Rechaba oh
Maka gini?
N'inwere ihe oh
Ekilikatanu nwa...
I mana NWATA
makaria mma nwanne m
Achuo ya achuo
Onwe ezigbote ukwu
Anyuo ya anyuo
Onwe ezigbote omume
Anuo ya anuo
Mana nke bu eziokwu
Bu na Onwelozi ihe m na acho
(Nwanu bukwanu ihe m n'eri)
Nwanu dikwa nu
Etuesi cho
(odikwa ka ihe m n'ario)
NWATA bukwanu
Ihe m na ario Chukwuokike
Chukwuokike kpolo NWATA dimma nwetinye m n'aka
CHORUS
Nwanyi makaria mma oh
Nwanyi makaria mma oh
Achoba nne mulu ya oh
Nwanyi makaria mma oh
Ada makaria mma oh
Achoba nne mulu ya oh
Ngwanu gosi m nne mulu ya oh
(Ada oh)
Go si m nne mulu ya oh
(Ada oh)
Go si m nne mulu ya oh
(biko oh)
Ngwanu go si m afo bulu ya oh
(Ada oh)
Go si m nne mulu ya oh
(Ada oh)
Ngwa go si m nne mulu ya
(IFEX G raps)
Toro Toro melu m inyanga
Okwa Ima noo onye ji ego ji mba
Nenu ka Idi soft ka kamda
Ide ete ude
Nenu ihe laps gi n'acha
Plans m abulo
Inyipugi panta
The way you look
Odika iga atokali banga
Anybody wey mess with you Okwa ogu na mgba
Onye baalu gi MBA
Onwete onwe ya na nga
Maka cash I gat it gat it
Connect I gat it gat it
Nwa bu church girl nwere
Touch of a baddie baddie
Figure 8
You gat it gat it
Kenelu m mpa na mma gi
Emesi golom ihe aga emelu m
Nwee muta gi
CHORUS
Nwanyi makaria mma oh
Nwanyi makaria mma oh
Achoba nne mulu ya oh
Nwanyi makaria mma oh
Ada makaria mma oh
Achoba nne mulu ya oh
Ngwanu gosi m nne mulu ya oh
(Ada oh)
Go si m nne mulu ya oh
(Ada oh)
Go si m nne mulu ya oh
(biko oh)
Ngwanu go si m afo bulu ya oh
(Ada oh)
Go si m nne mulu ya oh
(Ada oh)
Ngwa go si m nne mulu ya
Written by: Ashema Tochukwu Vitus, IFECHUKWU CHRIAN EZE