Credits

PERFORMING ARTISTS
Decozzy
Decozzy
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Decozzy Miracle
Decozzy Miracle
Songwriter

Lyrics

It’s Akaz on the beat loading
Somval in the building eeeeh
Decozzy onye egwu oooh Ah eeee
Kor well
Nwanne adi akpa mkpa
Obulo by who first come n’ilu olu
ga ah concern
Na boys enwero joy buna ebutele ego Igwe ta ta
Ifu ife anyi fulu n’Ogbe erike obulodi ife ta ta
Mana Anyi ka pasa ka pati boy
Anyi n’eri ego ka ndi Obosi maka na echi adiro sure
Upon ife niile Anya n’afu boy kana enwe joy
Upon ibu niile isi n’ebu boy kana atu luck
Achorodim inu nam di dull
Ngwanu je gwazie ndi ogbanuke ka fa je zuluike
Okwa ina anu oooh eeeh
Na chi anyi n’efe bu ji ejikwa n’aka ona epu ooooome
Ojije anyi ije awele onina anyi una awele okwa ina anu ooooh eeeh
Ma chi ejina eji Ma anyi anana ana n’anyi ga agbaji ogi
Ngwa kpotuomu na uwa mgbede na N’olu kwulu ugwo
Na uzu afia adi egbu udene
N’olu kwulu ugwo
Decozzy nwanne m onye olili
N’olu kwulu ugwo
Ana ata ife aru
N’olu kwulu ugwo
Otego anyi chobala kpokom
Ife anyi fulu no be talker
The Days men togbo days anyi afurodi 1 kobo
Anyi leka back then afurodim ego nji gba lotto
But i thank God anyi mechalu survikwa n’Ogbe
Obulokwa isimu no p Ife emenwu mee gi OG
Bute Ike bute ike abulokwa onu mpa iga aru olu
Asin iya ebu onu obulu ego igwe iga atu olu
I can never stop kama ife di ibuo one mee
Onye n’eme na ofolia
Akaz pianyitelumu na omunia
Somval ji doings kor the big boy nwe feelings
Obulodi cap boy ife niile ina anu real life
Nwoke atago aja ta konkiri make i chop life
Ngwanu je gwazie ndi ogbanuke ka fa je zuluike
Okwa ina anu oooh eeeh
Na chi anyi n’efe bu ji ejikwa n’aka ona epu ooooome
Ojije anyi ije awele onina anyi una awele okwa ina anu ooooh eeeh
Ma chi ejina eji Ma anyi anana ana n’anyi ga agbaji ogi
Ngwa kpotuomu na uwa mgbede na N’olu kwulu ugwo
Na uzu afia adi egbu udene
N’olu kwulu ugwo
Decozzy nwanne m onye olili
N’olu kwulu ugwo
Ana ata ife aru
N’olu kwulu ugwo
Ngwa kpotuomu na uwa mgbede na N’olu kwulu ugwo
Na uzu afia adi egbu udene
N’olu kwulu ugwo
Decozzy nwanne m onye olili
N’olu kwulu ugwo
Ana ata ife aru
N’olu kwulu ugwo
B lord is a big man
Mpa tawu tawu tawu no cap
Berg billi so na big man
Certified bukwa big man
Kpor Vosco big man
Ma etherum big man
Oga mu Igadiga big man
Hugeson so na big man
Ma ife big man
Hmmmm
Adi esikwa ibogo ngo
Hhhh
Adi esikwa ibogo ngo
Adi esikwa ibogo ngo
Eeeee
Adi esikwa ibogo ngo
Onu kwulu egwu
Written by: Decozzy Miracle
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...