Credits
PERFORMING ARTISTS
Blessing Iduh
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Blessing Iduh
Songwriter
Lyrics
ay ye ye ye ye ye
iye le le iye le le iye le le
aya ya ya ya ya a
Onye ne me mma
Idi mma na aru mu o
Onye ne me mma
Idi mma na aru mu o
Nne anya na iru muo
Nne anya na azu muo
Aka gi na emerem amara
Nara Ekele
Nne anya na iru muo
Nne anya na azu muo
Aka gi na emerem amara
Nara Ekele
Onye ne me mma
Idi mma na aru mu o
ikuku ama na onya
Idi mma na aru mu o
Nne anya na iru muo
Nne anya na azu muo
Aka gi na emerem amara
Nara Ekele
Nne anya na iru muo
Nne anya na azu muo
Aka gin a emerem amara
Nara Ekele
eh eh eh
uh uh
ay aya ya ya ya ya ya
iye iye iye iye iye iye
iyele le iyele le iye le le
iyele le iyele le iye le le
Amara gi bara uba ne ebemno
Eh eh
Amara gi bara uba ne ebemno
onyeoma mu e
aka gi na emerem amara
nara ekele
Amara gi bara uba ne ebemno
onyeoma mu e
aka gi na emerem amara
nara ekele
Ebube gi bara uba ne ebemno
onyeoma mu e
aka gi na emerem amara
nara ekele
Oluoma gi bara uba ne ebemno
onyeoma mu e
aka gi na emerem amara
nara ekele
mmeso oma gi bara uba eh
onyeoma mu e
aka gi na emerem amara
nara ekele
Mmeso oma gi bara uba eh
onyeoma mu e
aka gi na emerem amara
nara ekele
agam aja gi mma eh
agam aja gi mma eh
aka gi na emerem amara
nara ekele
agam aja gi mma eh
agam aja gi mma eh
aka gi na emerem amara
nara ekele
agam enye gi ekele eh
agam enye gi ekele eh
aka gi na emerem amara
nara ekele
agam enye gi otuto o
agam enye gi otuto o, chukwu oma
aka gi na emerem amara
nara ekele
Nne anya na iru muo
Nne anya na azu muo
Aka gin a emerem amara
Nara Ekele
Nne anya na iru muo
Nne anya na azu muo
Aka gin a emerem amara
Nara Ekele
onye oma, onye oma me
onye oma, onye oma me
aka gi na emerem amara
nara ekele
onye ukwu onye ukwu mu e
onye ukwu onye ukwu mu e
aka gi na emerem amara
nara ekele
Nne anya na iru muo
Nne anya na azu muo
Aka gin a emerem amara
Nara Ekele
Nne anya na iru muo
Nne anya na azu muo
Aka gin a emerem amara
Nara Ekele
Written by: Blessing Iduh