Letra
Ogada gidigidi ngi Ka Anyi ji aba MBA
Okechi abata obor, akpolie dike Ebube ihe Ebube emeee..
Ogada gidigidi ngi Ka Anyi ji aba MBA
Okechi Abata obor, akpolie dike Ebube ihe Ebube emebe..
Obata Obie okwu m
( When God arrives, My Prayer are answered)
Obata Obu o agha
(When God arrives, He fights My battle)
Obatara be nwanyi aga anu akwa Nwa
( He that enters barren woman's home and a cry of a baby is heard)
Obata ihe adi ma
(When he enters things get better)
Okechi na Eme MMA
(Great God that do great things)
Akpolie dike Ebube ihe Ebube emebe
(When You call on God of miracles, Miracle begin to happen)
Obata ebe enwere nsogbu
Ezigbo udo ga adigodi
Obata ezinulo
Nwanne mara Nwanne ya
Di na nwunyw mee ya oyi, love aburu nwatiti, akpolie dike Ebube ihe Ebube emebe
Ozute Onye oria
Oria ahu alaa kpamkpam haii
Obata ezinulo
Nwanne Amara Nwanne ya
Di na nwunye mee ya, love aburu nwatiti
Akpolie dike Ebube ihe Ebube emebe.
Aturu o muma O'Mara
Aturu o Screenshot
Ofia
Written by: Chinyere Phelomina Udoma