Paroles

[Intro]
Ụmụ Amagụ makwa ife a na-alụ
Ụmụ nnụnụ makwa ife a na-alụ
Ị ma na ndị obodo makwa ife a na-alụ?
Nnwa, chụba ha, na i so n'ife a na-alụ
Ụmụ Amagụ makwa ife a na-alụ
Ụmụ nnụnụ makwa ife a na-alụ
Ị ma na ndị obodo makwa ife a na-alụ?
Nnwa, nwudo fa na i so n'ife a na-alụ
[Verse 1]
Ị ma na mụ na Chineke a ma nkewa?
Ọkụ dị mụ n'isi, up NEPA
See, I'm minding my biz, **** I'm chilling
Men na-akọkwa tuu, mụnwa na-esewa
Mana i kwugherichaa, anyị ga-enwekwa na mpụga
Nnwa, sit down, be humble, you too buga
No dey rush, no dey gidigidi, maka anụ gbaa oke ọsọ
Anyị egosịkwa ya ife anyị bu bịa
Even if I no get kobo
Abọbi ga na-eti mbombo
Cos, me, I no wan see sorrow
I prefer make I rise solo
[PreChorus]
You know say, anywhere we dey, afịa na-azụ
Ụmụ Amagụ makwa ife a na-alụ
Mana kụpụlụ mụ, maka mpịawa azụ
Gbadokwa anya, maka mpịawa azụ
[Chorus]
A na-abala agụ mba, a na-abala agụ mba
You must kwere (Nwanne)
A na-abala agụ mba, a na-abala agụ mba
Na mụ e tole (Nwanne)
A na-abala agụ mba, a na-abala agụ mba
You must kwere (Nwanne)
A na-abala agụ mba, a na-abala agụ mba
Na mụ e tole
[Verse 2]
Carry your matter, e bulu jee, e bulu naa
Maka na ọlụ kụọ, ekelebe e bulu bịa
They wish me bad, mana ebelebe gbulu fa
See, I go dey on top, like a ceiling fan
Shey, you remember when you jonse me?
M sị gị, nwanne, na i gbuo mụ o
What, my ****, no dey post me
I tell you, nwanne, na i koo mụ o
Even if I no get kobo
Abọbi ga na-eti mbombo
Cos, me, I no wan see sorrow
I prefer make I rise solo
[PreChorus]
You know say, anywhere we dey, afịa na-azụ
Ụmụ Amagụ makwa ife a na-alụ
Mana kụpụlụ mụ, maka mpịawa azụ
Gbadokwa anya, maka mpịawa azụ
[Chorus]
A na-abala agụ mba, a na-abala agụ mba
You must kwere (Nwanne)
A na-abala agụ mba, a na-abala agụ mba
Na mụ e tole (Nwanne)
A na-abala agụ mba, a na-abala agụ mba
You must kwere (Nwanne)
A na-abala agụ mba, a na-abala agụ mba
Na mụ e tole
[Bridge]
Ụmụ Amagụ makwa ife a na-alụ
Ụmụ nnụnụ makwa ife a na-alụ
Ị ma na ndị obodo makwa ife a na-alụ?
Nnwa, chụba ha, na i so n'ife a na-alụ
Ụmụ Amagụ makwa ife a na-alụ
Ụmụ nnụnụ makwa ife a na-alụ
Ị ma na ndị obodo makwa ife a na-alụ?
Nnwa, nwudo fa na i so n'ife a na-alụ
[Verse 3]
Now, they tell me, Phyno talk that talk
M sị ya hapụ, when I'm eating, I don't talk that much
Nnwa, eji m ọlụ n'ọnụ, I don't care if you call that bluff
I go for mine, enwelọọ m reason to hustle backwards
Dreams of getting a crib for my mama, now she got two
Ndị ala kpọlụ m nnwa nsị, see the beast I've turned to
Too much money, agụgidego m, until my hands turned blue
M landịa Paris, ụmụ nnụnụ asị m bonjour
Ị ma na mụ na Chineke a ma nkewa?
Ọkụ dị mụ n'isi, up NEPA
See, I'm minding my biz, **** I'm chilling
Men na-akọkwa tuu, mụnwa na-esewa
Mana i kwugherichaa, anyị ga-enwekwa na mpụga
Nnwa, sit down, be humble, you too buga
No dey rush, no dey gidigidi, maka anụ gbaa oke ọsọ
Anyị egosi ya ife anyị bu bịa
Even if I no get kobo
Abọbi ga na-eti mbombo
Cos, me, I no wan see sorrow
I prefer make I rise solo
[PreChorus]
You know say, anywhere we dey, afịa na-azụ
Ụmụ Amagụ makwa ife a na-alụ
Mana kụpụlụ mụ, maka mpịawa azụ
Gbadokwa anya, maka mpịawa azụ
[Chorus]
A na-abala agụ mba, a na-abala agụ mba
You must kwere (Nwanne)
A na-abala agụ mba, a na-abala agụ mba
Na mụ e tole (Nwanne)
A na-abala agụ mba, a na-abala agụ mba
You must kwere (Nwanne)
A na-abala agụ mba, a na-abala agụ mba
Na mụ e tole
[Outro]
Ụmụ Amagụ makwa ife a na-alụ
Ụmụ nnụnụ makwa ife a na-alụ
Ị ma na ndị obodo makwa ife a na-alụ?
Nnwa, chụba ha, na i so n'ife a na-alụ
Ụmụ Amagụ makwa ife a na-alụ
Ụmụ nnụnụ makwa ife a na-alụ
Ị ma na ndị obodo makwa ife a na-alụ?
Nnwa, nwudo fa na i so n'ife a na-alụ
Written by: Chibuzo Nelson Azubuike t/as Phyno
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...