गाने
[Intro]
Ogbe ...
[Verse 1]
Ngwa m onye na-akụ aka? Ọọ mụnwa
Abịago m ọzọ, obodo kụọ kpaa
Agaracha, agaracha must come back
Oga, banye London jụọ skepta
Oringo ebidogo
Afịa ọma elebago
We dem boys ejebego
Ọnwa na-etili ọra etibago
Iyoo
[PreChorus]
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ị ga-amazi naa
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ị ga-amazi naa
[PreChorus]
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ị ga-amazi naa
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ị ga-amazi naa
[Chorus]
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga
[Chorus]
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga
[Verse 2]
Chi so m, adị m well connected
President J, ogbe elected
Chinua Achebe type of talented
Igbo rap game, my name dị cemented
Mụ na ụmụ aloba pasa na site
Ọkpa diịkwa na enu gas, nwata akwọ na azụ amalọọ na ọbụlọọ childs
Ekpele nwoke bụkwa to rise, anyị no n'ilo tonight
Ike m na-afu bụkwa different size
I glow in the dark m na-ewete ọkụ
Ekene kenelụ m onye ọbụna na-enye m ọlụ
Ụwa bụkwa aja, ọ na-agbakwa ata
Ịmakwa akakpụ adịlọọ awọkwa ada
[Verse 3]
Ngwa m onye na-akụ aka? Ọọ mụnwa
Abịago m ọzọ, obodo kụọ kpaa
Agaracha, agaracha must come back
Oga, banye London jụọ skepta
Oringo ebidogo
Afịa ọma elebago
We dem boys ejebego
Ọnwa na-etili ọra etibago
Iyoo
[PreChorus]
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ị ga-amazi naa
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ị ga-amazi naa
[PreChorus]
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ị ga-amazi naa
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ịkwapụ ịkwata
Ị ga-amazi naa
[Chorus]
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga
[Chorus]
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga, Chi so m aga
Chi so m aga
Written by: Chisom Ezeh, Jeremiah chukwuebuka


