歌詞
[Intro]
I surrender all
Yooo otua otua
I surrender all
Topboy n'ime ogbe, Zyno
All to thee my blessed savior
I surrender all
Yoo see
[Verse 1]
Kee way? Chukwu okike abịa ma
All the way from Ọtu Onitsha
Ụmị Gị abịago ịgbata ama from ime Ọtu Nkwọ wee bata Abakpa
Anyị na-ayọ Gị ka Ịbunye anyị akpa
Akpa ego, Mpa, ọbụlọ counter
Nwa mmanụ na adịị eghe akara
Maka inwete egọ a dị importan-kpa
We dey pray for long life
Ogonogo ndụ na alụ isi ike ka m na-ayọ Gị n'ime ndụ m
Mpa, ọkwa Ịma na enwe m dreams ka m nye my mum na ego nke m
Afụfụ ama mbịazikwalụ ụmụ m, adịghị m achọ okwu, nm na-anọlụ onwe m
Mpa, Ịma na m na-ekpe ekpere 40 days and night-nụ gụọ ma bible m
[Verse 2]
Abụ m the son of ife nsewa
Ndị nwa tinye alụ mụnwa abọcha
Ọbụkwanụ by Your grace ka m ji wee welụ my first 1 million dollars
Oluwa, ego nke ahu agwụgo kwa o
Nye anyị ọzọ, Mpa, Ịma na imeka
Ịsịkwa, no food for a lazy man, Mpa, alụgo m ọlụ, ngwa nyenụ m dollar
Me sef I dey work so hard
I swear, ife nwaanyị mba
Ọgwụ ndị village, I cast and bind
I can never to be sober
From birth abum a hustler
As a politician, I'm a Sullivan
Jụọ my mum, I'm a goal getter
And ọọ ka m wee zekwaluụ nleka
[Chorus]
I surrender all
I surrender all
All to thee my blessed savior
I surrender all
[Verse 3]
See, m ga-efekwa Gị thy kingdom come
Maka na ọwụ Gị na-enye income (Forever)
Many animals even ma king kong, but I cannot quit, abụ m son of soil
Enwe m many fish, m na-achọ fish pond
But in You m na-eti my trust
Maka why na esi m from dust, Ịgbaba m aka, Mpa, Ịmego ọtọnọ
Anọ m on soft
Maka na ọwụ on JESUS ka m na-etinyekwanụ my all
And ọ ga-adịkwa bad m welụ Gị mecha ọnụ, abịazia na-asị m ntọọ
Ife m chọ bụ ka asị m nnọ
On board and standing tall
Dear God, adị m ayọkwa much
Just goodness and mercy on us
Grace of God (Grace of God)
Luis Vuitton (Luis Vuitton )
Christian Dior
Dreams of inwete billonz (Ten billion)
Ife niine on God (On God)
Wallet m on funds (On funds )
M tụọ my bomb
Dreams of inwete billions
I know I'm not worthy, abụ m a sinner
Bunye m ike a ka m bụlụ akpaka
Abụlọ m nwaanyị na-eme ihe ngana and ama m na the hustle abụlọ Abacha
Achọ m ego a and Mpa, na Ịmakwa
That is why m ji wee surrender
Achọrọ m ịgba aka wee banye Onitsha
Bunye m ego, ọbụgodị 1 million dollars
[Chorus]
I surrender all
I surrender all
All to thee my blessed savior
I surrender all
[Outro]
Topboy n'ime ogbe
Zyno
Nameless is the one
Written by: Henry Olisaemeka Urama, Zyno

