ミュージックビデオ

ミュージックビデオ

歌詞

[Chorus]
Any where I dey
M na-apịkọ ka m ga-esi nwete my pay
Ọlụ mụ kwụọ ụgwọ, ịma na manya go dey
Backy na Canadian go dey
Brotherly love go dey
But as e no dey
Last time you checked on me e don tee
Nwanne, kedị ihe na-eme?
I hope na ịdịkwa okay
M mejọọ gị, nwekwelụ m obi, nwanne
Kọọ maka mụ ejilọ ihe
Owuite, ị na-akpasu m iwe
Ịmelụ abobi na-agba mọo ka mụ wee bee
Onye nwe m, Ịnọzi ome?
M ga-ekwu one halụ one
Kedụ ihe mmadụ ji isi kote
Ọkọ ngwere ọdịị akọkwa oke
[Verse 1]
Ihe ọ ga-e-take bụ time
I know I'm broke, but I'll be fine
Eche m my turn, akwugo m na line
My guy, ịnọtụkwa ịkpọọ my line
You know say this period I no get
For my street I dey owe depth
Last card m ji ka m ji wee gbaa bet
I did'nt mean to disturb you, bro, no vex
Anọlọ m nkịtị, m na-atụkwa ọlụ
M ga-enwe onye dịka gị m na-ebu ọnụ
Mgbe ọdị m na-aka, ị na-asakwa ọnụ
Mana kịta, m nye gị bill, ịkọọ mụ ọnụ
Ones good turn deserve-lụ another
We suppose dey guard each other
My bro jide mgbe mụnwa na-ejilọọ
Ekwesịlọọ m ịdị na-bother
[Chorus]
Any where I dey
M na-apịkọ ka m ga-esi nwete my pay
Ọlụ mụ kwụọ ụgwọ, ịma na manya go dey
Backy na Canadian go dey
Brotherly love go dey
But as e no dey
Last time you checked on me e don tee
Nwanne, kedị ihe na-eme?
I hope na ịdịkwa okay
M mejọọ gị, nwekwelụ m obi, nwanne
Kọọ maka mụ ejilọ ihe
Owuite, ị na-akpasu m iwe
Ịmelụ abobi na-agba mọo ka mụ wee bee
Onye nwe m, Ịnọzi ome?
M ga-ekwu one halụ one
Kedụ ihe mmadụ ji isi kote
Ọkọ ngwere ọdịị akọkwa oke
[Verse 2]
Ife nwoke nyelụ nwoke bụ m gaa, jidelụ m
If I call you my brother, I can sacrifice for you
Any love wey I show my self, I can do same unto to ease your pain
[Chorus]
Any where I dey
M na-apịkọ ka m ga-esi nwete my pay
Ọlụ mụ kwụọ ụgwọ, ịma na manya go dey
Backy na Canadian go dey
Brotherly love go dey
But as e no dey
Last time you checked on me e don tee
Nwanne, kedị ihe na-eme?
I hope na ịdịkwa okay
M mejọọ gị, nwekwelụ m obi, nwanne
Kọọ maka mụ ejilọ ihe
Owuite, ị na-akpasu m iwe
Written by: Njoku Emmanuel Chidubem
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...