Lyrics

Aka aka ya aka Jehovah neme nma Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata Aka aka ya aka Jehovah neme nma Aka aka ya aka Jehovah neme nma Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata Aka aka ya aka Jehovah neme nma Jehovah mu oh-oh Daddy bi nelu igwe ogodo ya nakpu nala Aka aka ya aka Jehovah neme nma Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata Aka aka ya aka Jehovah neme nma Aka aka ya aka Jehovah neme nma Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata Aka aka ya aka Jehovah neme nma Daddy mu oh Onye na-eme mma etu i si eme m? Ngi bu chi muoo Aka aka ya aka Jehovah neme nma Onye ukwu Onye isi Daddy nakwa uzo ekene dili aha gi oh Aka aka ya aka Jehovah neme nma Aka nakpu nwa Aka nenye ndu Daddy neme nma lo-lo-lo-lo-lo-lo-lo Aka aka ya aka Jehovah neme nma Onyenwem Onyenwem Onyenwem Jehovah mu oh Aka Jehovah neme nma Olu ebube ya nke nerughari nebe'm no Isi iyi nke ndu nke nadighi ata ata Aka aka ya aka Jehovah neme nma
Writer(s): Gabriel Eziashi Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out