album cover
Odi Okay (feat. Phyno)
album cover
Odi Okay (feat. Phyno) was released on August 28, 2015 by Blue Pie Records USA as a part of the album Odi Okay (feat. Phyno) - Single
ReleasedAugust 28, 2015
LabelBlue Pie Records USA
BPM106
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

[Intro]
Mr. Raw
Phyno Fino
Abịa
Ị hụlanụ?
[Chorus]
Ọ kwa ị sị na ị chọlụ money?
Ọ dị okay
Mana ị ma na way gị dịkwa dodgy?
Ọ dị okay
A ga-egbudịlị gị nama?
Ọ dị okay
Elewe ukwu baby, men egbuwe nama
Ọ dị okay
Ọ kwa ị sị na ị chọlụ chaa?
Ọ dị okay
Mana, baby, i richaa ego m, ị waa
Ọ dị okay
A ga-egbudịlị gị nama?
Ọ dị okay
Ọ kwa ị ma na elewe ukwu baby, men egbuwe nama?
Ọ dị okay
[Refrain]
Ọọ zi maka ife i bunụ ka i ji emenụ guy?
Ọọ maka i nwelụ ya ka i ji alụ mụ guy?
Ọọ maka na m chọlụ gị ka i ji emenụ guy?
Nnwa, mana ọ na ị marọọzi na mụ bụnụ guy?
Legodu ife ị na-emezi na-ekozi nnwa guy
Ehh, ọ na-ekozi nnwa guy
Ife ị na-emezinụ mụ na-ekozi nnwa guy
Ehh, ọ na-ekozi nnwa guy
Ha, ị hụlanụ? (I gbue m ee)
[Verse 1]
Nwata, nwata nwaanyị, gbe mi soke?
Nne ask about me, okay is okay
Ị na-a-like pepper soup, ya na agidi?
Na nwoke dị okay atụgo down from Lasgidi
Ọ kwa ị ma na everyday abụrọọ Christmas?
Nothing compares to you, na you sweet pass
I nwee figure 8, others nwere azụ slippers
Ị bụrụ exam, I don't mind, just nye mụ weak pass
Shebi your friends sị gị na mụnwa bụ a player?
Oh baby, come close, tell me what you want
Ọ kwa ha sị gị hapụ Mr. Raw, gị gbaa way ya?
Mana ọ dịkwanụ possible? Hey yah
And ị sị na afa gị bụ Anastasia
And ị chọọ guy men from Southie or Malaysia
Oh, Lord have mercy, nnwa a, ị dị too sexy
But ị dị ready to limpopo, I be your K-C
[Chorus]
Ọ kwa ị sị na ị chọlụ money?
Ọ dị okay
Mana ị ma na way gị dịkwa dodgy?
Ọ dị okay
A ga-egbudịlị gị nama?
Ọ dị okay
Elewe ukwu baby, men egbuwe nama
Ọ dị okay
Ọ kwa ị sị na ị chọlụ chaa?
Ọ dị okay
Mana, baby, i richaa ego m, ị waa
Ọ dị okay
A ga-egbudịlị gị nama?
Ọ dị okay
Ọ kwa ị ma na elewe ukwu baby, men egbuwe nama?
Ọ dị okay
[Refrain]
Ọọ zi maka ife i bunụ ka i ji emenụ guy?
Ọọ maka i nwelụ ya ka i ji alụ mụ guy?
Ọọ maka na m chọlụ gị ka i ji emenụ guy?
Nnwa, mana ọ na ị marọọzi na mụ bụnụ guy?
Legodu ife ị na-emezi na-ekozi nnwa guy
Ehh, ọ na-ekozi nnwa guy
Ife ị na-emezinụ mụ na-ekozi nnwa guy
Ehh, ọ na-ekozi nnwa guy
I gbuo m ee
[Verse 2]
I'm feeling, I'm feeling, I'm feeling you, baby, hah
Ị ma na etu i si eme na-a-drive mụ crazy, hah
Ọ kwa afa gị bụ Ngọzi? Come on and bless me, hah
Ije ngala gị, baby, look at your dressing, hah
Make we migrate, nnwa
Ị fụkwalụ otu ihe i bu si a-gyrate, nnwa?
Mana ọ kwa m sị gị wepụtelụ mụ ya, wepụtelụ mụ ya
Ị kọwakwa tuu, ị kọwakwa tuu, nnwa
Nekene, look at me, abụ m a don
And ị jụọ ese, a ga-agwa gị na Phyno dịkwa on
Ana m enwu ka ọkụ, ma i metụ m, i no go burn
Ama m na ihe dị gị n'obi, na m chọọ ịkụ gị hit and run
Baby check, o teelarịị, o teelarịị
M bidoo chyke-wa gị, jụọ Larry na Hilary
Ha ga-agwa gị say, I wan marry, I wan carry
Maka ife i bu deserve salary, I wan carry
Let's go
[Chorus]
Ọ kwa ị sị na ị chọlụ money?
Ọ dị okay
Mana ị ma na way gị dịkwa dodgy?
Ọ dị okay
A ga-egbudịlị gị nama?
Ọ dị okay
Elewe ukwu baby, men egbuwe nama
Ọ dị okay
Ọ kwa ị sị na ị chọlụ chaa?
Ọ dị okay
Mana, baby, i richaa ego m, ị waa
Ọ dị okay
A ga-egbudịlị gị nama?
Ọ dị okay
Ọ kwa ị ma na elewe ukwu baby, men egbuwe nama?
Ọ dị okay
[Refrain]
Ọọ zi maka ife i bunụ ka i ji emenụ guy?
Ọọ maka i nwelụ ya ka i ji alụ mụ guy?
Ọọ maka na m chọlụ gị ka i ji emenụ guy?
Nnwa, mana ọ na ị marọọzi na mụ bụnụ guy?
Legodu ife ị na-emezi na-ekozi nnwa guy
Ehh, ọ na-ekozi nnwa guy
Ife ị na-emezinụ mụ na-ekozi nnwa guy
Ehh, ọ na-ekozi nnwa guy
I gbue m ee
[Outro]
Ha, i nwee ya
Ọ dị okay
Nnwa a bụgodu eshi
Ọ dị okay
Na-alụzi mụ turn turn
Ọ dị okay
M ga-enyezi gị iti kom kom
Ọ dị okay
Ah, Mr. Raw, nwanne
Ọ dị okay
Na Phyno Fino
Ọ dị okay
Ha, ha, Major Bangz
Ọ dị okay
Bute ego gị ka m kwụnye na bank
Ọ dị okay
Ị wago? Ahn
Ị hụnalụ?
Abịa
Ị hụnalụ?
Nne, ebe ị sị na ị chọọ money, ọ dị okay
Everything mụ na my man gụga bụkwa ote
Nnwa you make brain, nnwa you make brain, nnwa you make brain
Eh, ị hụnalụ?
Written by: Mr. Raw, Ukechukuwu Edwards Ukeje
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...