Ogadigide
53,457
Music
Ogadigide was released on September 12, 2014 by Square Records as a part of the album Double Trouble
Most PopularPast 7 Days
00:00 - 00:05
Ogadigide was discovered most frequently in the first few seconds of the song during the past week
00:00
00:05
00:10
00:40
01:00
01:20
01:25
01:30
01:40
01:45
01:55
02:20
02:30
02:50
02:55
03:05
03:30
03:35
03:40
03:50
03:55
00:00
04:13
Music Video
Music Video
Credits
PERFORMING ARTISTS
P-Square
Lead Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Paul Nonso Okoye t/as Rudeboy
Songwriter
Peter Obumuneme Okoye t/as Mr. P
Songwriter
Lyrics
[Intro]
Olololo
Nwunye m o
Asa nwa m o
[Chorus]
Baby o baby
Baby o baby
Eh, ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
Baby o baby
Baby o baby
Ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
Ịfụnanya niine ga-adịgide
Ezinụnọ mụ na gị ga-adigide
Eh eh, Ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
Ịfụnanya niine ga-adịgide
Ezinụnọ mụ na gị ga-adịgide
Eh, Ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
Baby
[Verse 1]
She no like any baga
She no like any stingy man wey no get nada
She's feeling my zaga
Na me be her number one chief rocker
She needs a man wey go love her
No be anybody wey go hurt her
She needs a man wey go keep her
No be anybody wey go leave her
[Refrain]
Oh baby, baby mo
Abi you think say I no know, baby
I know say na love o
And you know say na God o
Oh baby, abi you think say I no know
If you leave me I no go, eh
Never let you go
[Chorus]
Baby o baby
Baby o baby
Eh, ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
Baby o baby
Baby o baby
Ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
Ịfụnanya niine ga-adịgide
Ezinụnọ mụ na gị ga-adịgide
Eh, Ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
Ịfụnanya niine ga-adịgide
Ezinụnọ mụ na gị ga-adịgide
Eh,, Ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
[Verse 2]
Jigidem, jigidem
Onye ọma m bu n'obi, bu n'obi
Asa nwa n'ajụ oyi
Ịmakwa na mụ na gị ga-ebi
Jigidem
Ngwanụ jigide jigide m o
Nne bịakute bịakute m o, jigide m o
Arapụna m o, inugo, adaugo m o
Nwunye mo
[Verse 3]
Abi you think say I no know, baby
I know say na love o
And you know say na God o
Oh baby, abi you think say I no know
If you leave me I no go, eh
Never let you go
[Chorus]
Baby o baby
Baby o baby
Eh, ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
Baby o baby
Baby o baby
Ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
Ịfụnanya niine ga-adịgide
Ezinụnọ mụ na gị ga-adigide
Eh, Ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
Ịfụnanya niine ga-adịgide
Ezinụnọ mụ na gị ga-adịgide
Eh, ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
[Verse 4]
Ịma n'ife niine ga-adịgide
Eh, nwunye m o
Ịfụnanya niine ga-adịgide
Eh, Obim o
Ịma n'ife niine ga-adịgide
Eh, ngwa kwadonu ka anyị gaba
Ọgadịgide, ọgadịgide
Kwadonu ka anyị gaba
Baby m o
[Chorus]
Baby o baby
Baby o baby
Eh, ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
Baby o baby
Baby o baby
Ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
Ịfụnanya niine ga-adịgide
Ezinụnọ mụ na gị ga-adịgide
Eh, ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
Ịfụnanya niine ga-adịgide
Ezinụnọ mụ na gị ga-adịgide
Eh ịma n'ọgadịgide, ọgadịgide, ọgadịgide
Baby
[Outro]
Olololo, olololo
Olololo, olololo
Nwunye m o
Asa nwa m o
Olololo, olololo
Olololo, olololo
Nwunye m o
Asa nwa m o
Written by: Paul Nonso Okoye t/as Rudeboy, Peter Obumuneme Okoye t/as Mr. P


