Listen to Enigwe Nyere Anyi AKA (Sos Vol. 1) by Rev. Patty Obassey

Enigwe Nyere Anyi AKA (Sos Vol. 1)

Rev. Patty Obassey

African

5,974 Shazams

Lyrics

Onodu anyi ta, oriri m anya rie m onu Anurum olu nke nasi dabere Chukwu, Jehovah ga-enyere anyi aka Dabere Chukwu, Jehovah ganu inye aka, gusoro Chukwu Onodu anyi choro inye aka nezi Chineke nna Inye aka nke sina eligwe bia Obu inye aka gi ga anaputa anyi Na-onodu anyi nwetere onwe anyi nime Nigeria taa Ndi newegi gariri ndi nwere nu Obugi mmadu niile na-ezo Ohi Obu onodua ka Isreal no mgbe Hosea na-ebu amuma Mgbe mmadu ewegi ike ira piom unless ma obu onye ora ma o bu onye ohi Ndi oru na-aru oru, ha na ha ku ha ugwo, Chineke nyere anyi aka Onodu anyi taa, oriri m anya rie m onu Ebe nwanne na-ere nwanne, uwa siri ike Chineke ga enyere anyi aka Anurum olu nke na-asi gusoro Chukwu, dabere onye isiala Anurum olu nke na-asi, gusoro Chukwu, odigi ihe O na pugi ime Ezi nwam, adala mba A nurum olu na-asi; ezi nwam adala mba, gusoro Chukwu Jehovah bu onye isiaha, emefuru onye odu, Nkume n'obi onye ike gwuru, adabere obi esike, Ube ndo, agbakuru obi esike, aghuru aghuru ndu Dabere Chukwu, dabere onye isiaha Onodu anyi ta, ojurum anya, riem obu Ebe nwanne na ere nwanne ya, uwa siri ike Dabere onye isiala A choputagom ihe otutu mmadu ji aho Sycophant, ndi na-ewero akoru oso than iko asiri Ebe ha na-acho otu ha ga-esi ra piom, otutu ndi mmadu we hozie otimkpu Na etiri ma ndi ohi, ma ndi amandu Ka ha we rie nri, oo Chineke; mere umu gi ebere Nyere anyi aka, eligwe oo, nyere anyi aka Eligwe oo, nyere anyi aka, I puru inye aka Anurum olu nke na-asi, gusoro Chukwu, gusoro onye isiala Anurum olu nke na-asi dabere Chukwu, odigi ihe O napugi ime Father hear my cry, heavenly father hear my call Don't let the naira win it all alone, don't let the naira take it all Owuru naira wu ncha ihe niile, I'm afraid The downtrodden will suffer too much They will be marginalized more and more They can never win any case They don't even have money enough to eat, let alone for litigation Oh God, deliver your people We are praying for equal justice and equal right in this nation The undoing of Nigeria is "Born to rule mentality" I am born to rule, u are born to serve That idea must have come from hell, not from God Born to rule mentality; DANGEROUS!! Na em day kill Africa, it's so dangerous It's the cause of tribal war, it can be dangerous Born to rule mentality; DANGEROUS It's very dangerous oh To think it is funny, to believe it is a crime That u are born to rule and another is born to serve? U want make some people write a protest letter to God Born to rule, born to rule mentality can be dangerous It can be dangerous Born to rule mentality can be dangerous Can be dangerous Born to rule mentality can be dangerous Born to rule mentality is so dangerous It's the cause of tribal war, it's so dangerous Ethnic conflict, tribal war, it's so dangerous Born to rule mentality, it can be dangerous Better talk of equal rights, equal justice, equal chance We are born with equal opportunities to end up unequal (that's right) What uneasy cross we bear The cross we bear in Africa I'm born to rule, u're born to serve is so dangerous Born to rule mentality Eligwe oo, nyere anyi aka I puru inye aka I puru inye aka, Jehovah nyere anyi aka, o digi ihe I napugi ime Nyere anyi aka, eligwe oo, nyere anyi aka
Writer(s): Patrick Obasi Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out