Lyrics

Okwa mu na chim so aga Okwa mu na chim so aga neluwa Onyinye chukwu nyelumu kamu ji bia Chioma mme okwa mu na gi fu life ah (elele) Ewume, ewume Ogono ndu kam ziga, okwa ya ka-anghi na-ayo Mayor, Mayor, Mayorkun wisdom and understanding, okwa ya ka-anghi na-ayo Ogbajuo dolu obu onye kam mu ga-akponu Akwa alili kam mu nebe nebe, ije uwa muoooo okwa mu na chimu so aga Ije awale okwa ya ka anyi na ayo K'anyi jebe jebe (aha) K'anyi naba naba (ije awele) K'anyi jebe jebe (aha) K'anyi naba naba (ije awele) Ofu obi ka-anyi ji eje (aha) Manu ife nememe (ije awele) K'anyi jebe jebe (aha) K'anyi naba naba (ije awele) Newu, newu uwa si adi o Imalu ife echi ga bu amali selele eghie olue ka o si elu Imakwana k'anyi na aku egwu Umu Obiligbo na Flavour, ijele nwa mama ina anu ka egwu nara Eh-eh-eh-ehie Eh-eh-eh-ehie Eh-eh-eh-ehie Amara welele ka-anyi ji eje eh-eh-eh-ehie Mu na chimu eh-lele-eh-lelele Papa bia duo mi-ije njala Nsi na-anyi jebe jebe iye anyi nabanaba Okwa na ya ka-anyi ji eje Imana muna chi so eje iye iye o Ife onye na lu ka ya ji eri Osokwa egwu ka'anyi ji eli, egwu ka'anyi ji eje, okwa egwu ka-anyi ji aku Amaliselele Ufodu na-azu afia, obulu ife ha ji eri ife Ufodu na ezu ohi, obulu ife ha ji eri ife (ewu Chim eh) Ufodu umunwanyi na-agba ashawo, obulu ife ha ji eri ife Ina-anu ka mu na ekwu eh Some guys na-etu olu, obuluife ha ji eri ife Umu nwanyi na atukwu zi olu chai Obodo e don tire, ina-anukwa olumu ehiee Everybody wants to hammer, inelu anya ufodu na ime ha na agba oso na olu Obodo itie okokoko, obodo itie okokokooo eh Helele K'anyi yi jebe ejebe (aha) K'anyi laba alaba (ije awele) K'anyi yi jebe ejebe (aha) K'anyi laba alaba (ije awele) K'anyi yi jebe ejebe (aha) Ije awele Aha Helele Una afugo na ife Chukwu kwulu ge eme ehe Una afugo na ife Chukwu dere ge eme Chukwu nyere ije awele, osina odiri mu mma Ojije mu na mbata mu, oga agozo ya Kene, kene, kene, kene Kene nu Chukwu nji eme onu Asimu Kene, kene, kene, kene Kene nu odogwu nji eme onu o Mmiri onako na-ebe onado Ndi asili na si na si nasitu Isi na odi easy, puta na ogbo k'anyi nene Ichuo madam o, obu gi na onye ga ebi nu One day you go tire, one day you go hala Frying pan turn to fire iwelu tiwe okokokoo Helele Mama mu na-ekpere mu ekpere Ona ekpe si ihe diri mu mma nu Ona ebuku kwaram mass Ona ekpezi nu day and night Ije mu buru ije awele Nwe butu onya ana enenenene nueh Anyi je nu laba gini k'anyi na-ayo? Ije awele okwa ya k'anyi na-ayo K'anyi yi jebe ejebe (aha) K'anyi laba alaba (ije awele) K'anyi yi jebe ejebe (aha) K'anyi laba alaba (ije awele) Ofu obi ka-anyi ji eje (aha) Manu ife nememe (ije awele) K'anyi yi jebe ejebe (aha) K'anyi laba alaba (ije awele) Ufodu na anoli, ebe ufodu na-eri uju Amaliselele Some people wey get food to chop, but they no get mouth to chop am Amaliselele While some people wey get mouth to chop, but they no see food to chop eh Amalawelele They say no condtion is permanent, no be for person wey don tire Ina anukwa olumu Dead bone shall rise again, no be for person wey don samankwe Haya-haya eh ije awele K'anyi yi jebe ejebe (aha) K'anyi laba alaba (ije awele) K'anyi yi jebe ejebe (aha) K'anyi laba alaba (ije awele) K'anyi yi jebe ejebe (aha) Ije awele Aha Chimamanda iya Asuwa gate o Baba baba loti ah Sele bobo eh
Writer(s): Okoli Chinedu Izuchukwu, Udoka Chigozie Oku, Umu Obiligbo Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out