album cover
Golibe
117,856
World
Golibe was released on November 14, 2014 by 2Nite Music Group as a part of the album Thankful
album cover
Most Popular
Past 7 Days
00:40 - 00:45
Golibe was discovered most frequently at around 40 seconds into the song during the past week
00:00
00:20
00:35
00:40
01:00
01:10
01:15
01:25
01:35
01:45
02:00
02:05
02:20
02:30
03:00
03:10
03:20
03:25
03:30
03:40
00:00
03:58

Lyrics

[Intro]
Ehbeh! Ahhaa!
They don't know
Otego m chọbalụ nnwa dị mma m ga-alụ
E don tey, I've been searching for you, chai
Otego m chọbalụ asa dị mma oyoko
E don tey, I've been searching for you
Fortunately oh
M wee fụnụ nwata dị mma
Anwụnta atabeghị ya
Baby na sweet pawpaw
[PreChorus]
Baby get something
Nekenenụ, nwata nwelụ something
Achalugo nwaanyị
Nnwa bụ ugegbe Oyibo
[Chorus]
Nwata makata mma, lele (Makata, makata)
Iye eh (Makata, makata)
Ọ makata mma ee (Makata, makata, nwata dị mma)
I say, nwata makata mma, lele (Makata, makata)
Iye eh (Makata, makata)
Makata, makata, nwata dị mma)
[Chorus]
Nwata makata mma (Makata, makata)
Ọ makata mma ee (Makata, makata)
Iye eh (Makata, makata, nwata dị mma)
I say, nwata makata mma, lele (Makata, makata)
Iye eh (Makata, makata)
Nwata makata mma iye (Makata, makata, nwata dị mma)
[Verse 1]
Golibe, golibe
Your mama born you well
Golibe yoyoyoi
Nwata, golibe
Ugegbe m oo, golibe
Na mama yị mụsili yị ike
Golibe yoyoyo ee
Mma si na Chi
[PreChorus]
Baby get something
Nekenenụ, nwata nwelụ something
Anwụnta atabeghị ya
Baby na sweet pawpaw
[PreChorus]
Baby get something
Nekenenụ, nwata nwelụ something
Achalugo nwaanyị
Nnwa bụ ugegbe Oyibo
[Chorus]
Nwata makata mma, lele (Makata, makata)
Iye eh (Makata, makata)
Ọ makata mma ee (Makata, makata, nwata dị mma)
I say, nwata makata mma, lele (Makata, makata)
Iye eh (Makata, makata)
Olololo, ololo (Makata, makata, nwata dị mma)
[Chorus]
Nwata makata mma, lele (Makata, makata)
Ọ makata mma ee (Makata, makata)
Iye eh, lelele (Makata, makata, nwata dị mma)
I say, nwata makata mma, lele (Makata, makata)
Iye eh (Makata, makata)
Nwata makata mma, iye ololoo (Makata, makata, nwata dị mma)
[Bridge]
(Sọ mma)
Ugegbe makata (Sọ mma)
Adaugo makata (Sọ mma)
Iyawo makata (Sọ mma)
Nneka makata (Sọ mma)
Ogechi makata (Sọ mma)
Njideka makata (Sọ mma)
Adaolisa, ị makata (Sọ mma)
Nkiru makata (Sọ mma)
Chinelo makata (Sọ mma)
Chinenye makata (Sọ mma)
Chikaọdịlị, ị makata (Sọ mma)
Kpekem (Sọ mma)
(Sọ mma)
(Sọ mma)
(Sọ mma)
Written by: Chinedu Okoli
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...