Music Video

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Rord kelly
Rord kelly
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Anih Elijah
Anih Elijah
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Anih Elijah
Anih Elijah
Producer

Lyrics

Rord, Kelly the bad Kelly the bad man Bad man Onwero Bad man beat GBC records Woh Adiromu mma chaa chaa chaa chaa chaaaa Eh Obu onye ka mbu? onye mmehie di ka muu Son of a nobody mana Ngozi Chukwu juru m aruu Ajuna ese ozo abugo m ihe chukwu si na mga abuu Ekene kene Nnwa be okoye Onyeobodo Afia anyi ga na azu Obu onye ka mbu? Onye mmehie di ka muu Son of a nobody mana Ngozi Chukwu juru m aruu Ajuna ese ozo abugo m ihe chukwu si na mga abuu Ekene kene Nnwa be okoye Onyeobodo Afia anyi ga na azu My boat is moving usu enwero onu Men pasa na outside apiacha oru Agbanarigomu ogbenye onu ntu Imana adighi ewere oga iwe oku Adim obele Chuba mgbada Na achu ya na ayo for amara Inyem egbe si m agbana, mana ima Nwoke abulo akara Kita mbata mmeme ana eme Ndi ilo m anoro na ebe Ebe matter ego ka mna eje Ka ugo efe ka Mna efe Ebe asi si sa ejena ka Ayi na eje Ife asi sa emena ka mna eme Asa ndi juru aju ha ga ekwe Osie ike okwa ekpere ka mga ekpe Ogbajuo doro mkpoba obata Obie Obu onye ka mbu? Onye mmehie di ka muu Son of a nobody mana Ngozi Chukwu juru m aruu Ajuna ese ozo abugo m ihe chukwu si na mga abuu Ekene kene Nnwa be okoye Onyeobodo Afia anyi ga na azu Obu onye ka mbu? Onye mmehie di ka muu Son of a nobody mana Ngozi Chukwu juru m aruu Ajuna ese ozo abugo m ihe chukwu si na mga Ekene kene Nnwa be okoye Onyeobodo Afia anyi ga na azu As money finish my babe come Dey dramatic You know say I no be bandit I just Dey preach gospel for street I Dey move kulee No traffic No Dey do Legbelegbe like iseec I never get too much money Sha buh the one wey Dey mama go manage it Oya gee nti Early Monday morning(Early Monday morning) Crediting time(Crediting time) Isina onwere ka Odi(Oka odi) Mana enwero m time(Enwero m time) Who God don bless no man can cause I'm a winner by fire by force Nwoke kuga large ano m on soft Chi m so m aga how I go lost Egh Obu onye ka mbu? onye mmehie di ka muu Son of a nobody mana Ngozi Chukwu juru m aruu Ajuna ese ozo abugo m ihe chukwu si na mga abuu Ekene kene Nnwa be okoye Onyeobodo Afia anyi ga na azu Obu onye ka mbu? Onye mmehie di ka muu Son of a nobody mana Ngozi Chukwu juru m aruu Ajuna ese ozo abugo m ihe chukwu si na mga abuu Ekene kene Nnwa be okoye Onyeobodo Afia anyi ga na azu Rord, Kelly the bad Kelly the bad man GBC
Writer(s): Anih Elijah Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out