album cover
Imeela
Christian & Gospel
Imeela was released on February 5, 2024 by Cool Entertainment as a part of the album Imeela - Single
album cover
Release DateFebruary 5, 2024
LabelCool Entertainment
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM95

Credits

PERFORMING ARTISTS
David Whyte
David Whyte
Performer
COMPOSITION & LYRICS
David Whyte
David Whyte
Songwriter
David Onyekachi
David Onyekachi
Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
Orlando Handel
Orlando Handel
Producer

Lyrics

imekwala ka isi eme....
imekwala ka isi eme ya Chukwu oma
imekwala ka isi eme
Chineke imekwala ka isi eme Chukwu oma
Eze\'m imekwala ka isi eme....
imekwala ka isi eme ya Chukwu oma
imekwala ka isi eme
Chineke imekwala ka isi eme Chukwu oma
(VERSE I)
Anyi ehiela ura na udo Chineke
I wee kpolite anyi na udo
Nwanyi a gala ulo ogwu ka o muo nwa ya
omu Kwara nwa ya na udo chi\'m
ihe\'a bu olu aka Jehovah nisi
imeela ka isi eme ya
imeela na ututu, imeela na abali
imeela Oge Nile, Chineke nna\'muo
imee oooo
imee kwala
imee oooo
imee kwala
imee oooo
imee kwala
imeela Chineke nke obioma
obu onye dika go n\'elu uwa, nara ekele
(Chorus)
imekwala ka isi eme....
imekwala ka isi eme ya Chukwu oma
imekwala ka isi eme
Chineke imekwala ka isi eme Chukwu oma
Eze\'m imekwala ka isi eme....
imekwala ka isi eme ya Chukwu oma
imekwala ka isi eme
Chineke imekwala ka isi eme Chukwu oma
(VERSE 2)
Echetara\'m na bible onye nwe\'m
nmanya eji eme emume agwula
Mary wee biakwute gi onye nwe\'m
nmanya agwula onye nwe nmadu
iwee si ha kute mmiri, na gi nwa ga eme ihe iji buru chi onye nwe\'m
ha wee kute mmiri a
imee mmiri ka owuo nmanya
onye obula wee nnuo di nma daddy
Chukwuoma na eme nma, ihe\'a bu olu aka gi eze ebube
imekwala ooo
imekwala aaa
imekwala ka isi eme ya aaaaaaahhhh
onye oluebube mu ooo
(Chorus)
imekwala ka isi eme....
imekwala ka isi eme ya Chukwu oma
imekwala ka isi eme
Chineke imekwala ka isi eme Chukwu oma
Eze\'m imekwala ka isi eme....
imekwala ka isi eme ya Chukwu oma
imekwala ka isi eme
Chineke imekwala ka isi eme Chukwu oma
(verse 3)
Aka na agwo oria, imekwala ka isi eme ya
Onye ukwu na ogbo aha, imeela ihe n\'ekweghi omume na elu uwa.
chioma na eme nma, bia nara ekele ooo
mgbe\'m na eje eje daddy, I na ekpuchite\'m na udo
mgbe\'m na alo alo, o kwagi na echekwa mu na udo
bia buru ekele mu, odinma na eme nma.
Chukwu Oma ooo Nara ekele nke\'m jiri bia
imeela ooo daddy meee
imeela ooo Chineke Oma mu oo
onye nyere nwa na asi, imekwala
onye nyere ego na asi, imekwala
onye nyere ugbo ala na asi, imekwala
Chukwu imeela ooo, imeela..
(Chorus)
imekwala ka isi eme....
imekwala ka isi eme ya Chukwu oma
imekwala ka isi eme
Chineke imekwala ka isi eme Chukwu oma
Eze\'m imekwala ka isi eme....
imekwala ka isi eme ya Chukwu oma
imekwala ka isi eme
Chineke imekwala ka isi eme Chukwu oma
Written by: David Onyekachi, David White
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...