album cover
Mama
14
Music
Mama was released on July 10, 2026 by Independent as a part of the album Mama - Single
album cover
Release DateJuly 10, 2026
LabelIndependent
LanguageEnglish
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM86

Credits

PERFORMING ARTISTS
Meka E
Meka E
Lead Vocals
Onyenwe Chukwuemeka
Onyenwe Chukwuemeka
Lead Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Meka E
Meka E
Songwriter
Onyenwe Markanthony
Onyenwe Markanthony
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Blublood/ Perry beat
Blublood/ Perry beat
Recording Engineer

Lyrics

Mama always gets blamed
Mama always gets blamed
Nwa mee mma odaba nwa anyi nwa anyi
Nwa mee njo mama always gets blamed
Mama always gets blamed
Nwa gbaba akwuna mama always gets blamed
All the bad choices I made
Mama took the blame
Ah Mama always gets blamed
Asina Nne m amaro azu
Kwuo ife inwere ikwu mana emena Nne m aka na ahu
Nne m nwee ndindi very soon afiam ga azu
Oko kobam O Nne m na afia m aka na azu
Onye noro be ya ona afirisi onu
One day nga aku mmadu okpo na onu
igebe ife umu uwa na ako na onu
iga ahapu ndu choba onwu
Onye obuna were kwa Nne m zere m
Onwero onye ga emenwuru m ife ona emere m
Iga ijere m ije ona ejerem
Iga ekpere m ife ona ekperum
Ima akwa Nne m na ebere m
Na ayo olisa si ya zanu ekpere m
My mother believed in me
Osi m one day na egwu m ga aba
Umu uwa kpoo ya ejo Nne maka o believe na ife nwa ya na eme
Akwa nna ebe
Chukwu gozineu ife m na eme
Ka nsoro na ife ana eme
Ejegom ebe ana eje
Soro men mee ife ana eme
Ife na ebe ana ebe
Onwe ife mme jide m
Must you blame my mother
Obuna Nne m erilo aku m
Obi ga agba m obara
Mama always gets blamed
Mama always gets blamed
Nwa mee mma odaba nwa anyi nwa anyi
Nwa mee njo mama always gets blamed
Mama always gets blamed
Nwa gbaba akwuna mama always gets blamed
All the bad choices I made
Mama took the blame
Ah Mama always gets blamed
Nwa mebe ofuma oburu nwa anyi
Omebe njo oburu nwa Nne ya
Obuna oburo Nne m munwa efigo
Maobu na apia igwe na okporo
Onye ma mu mana olewa m
Ife na apia bu mpiawa azu
Adi m anu nti na anu
I love you mommy
Uwa ozo iga abu Nne m
Fa kojoro gi mana onwero
Egbe onu ha gbara gi obara
Fa amaro na ibu one man squad
Idi happy ona enye m joy
Idi sad isi na agba m kpoi
Acho m ina ebu gi na convoy
Nye gi ife obuna ichoo
Mama always gets blamed
Mama always gets blamed
Nwa mee mma odaba nwa anyi nwa anyi
Nwa mee njo mama always gets blamed
Mama always gets blamed
Nwa gbaba akwuna mama always gets blamed
All the bad choices I made
Mama took the blame
Ah Mama always gets blamed
Asina Nne m amaro azu
Kwuo ife inwere ikwu mana emena Nne m aka na ahu
Nne m nwee ndindi very soon afiam ga azu
Oko kobam O Nne m na afia m aka na azu
O Nne m ga afia m aka na azu
Oko kobam o Nne m ga afia m aka na azu
Written by: Meka E, Onyenwe Markanthony
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...