Lyrics

Anyị na ekpelu chukwu na Asaba Soldiers pụta zie wee surround zie our church Ife anyị na ayọ Chukwu bu zi ike na amara Ka anyi chezo Massacre ndị asi a kpọrọ War Anyị na ekpelu chukwu na Asaba Soldiers pụta zie wee surround zie our church Ife anyị na ayọ Chukwu buzi ike na amara Ka anyi chezo Massacre ndị asi a kpọrọ War Conel baby killers Awon raping women Major happy trigger Kill them all they're unbelievers Ikuku ọjọọ bido on the 5th Ogbe-osowa bu on the 8th October 1967 wee ruzie na 68 St Patrick college I am paying homage Ebee eniru ụmụ oké kalu obi wee nwee the courage October 9 na Jọn Holt Agbalu men na kpọ kpo Nwanne army banye Onitsha ọ ga abụ kwa fuck up One Nigeria ná akwa ọcha nwanne ikwara onwe gị na ndụ Gbuo my people na anya ocha ebe ana achọzi Nzeogwu Leave Nigeria to aniocha ndia eji dem na ankle Gbajie the bridge ma mu gafete Anyị na ekpelu chukwu na Asaba Soldiers pụta zie wee surround zie our church Ife anyị na ayọ Chukwu buzi ike na amara Ka anyi chezo Massacre ndị asi anu kpọrọ War Ị ga asị na ọ propaganda After all Elveektor nwelu ike idi na ese ganja Agwa go m unu many times aburo m a rapper Ogbu bu the gospel since when you dey rap for panda I bring your consciousness to reality your stunt bu chanfer Ife obula ina eme nwanne biko use your kafa Osadebe gulu egwú wee si ndi Igbo ebezina Ife mee na Asaba mere m dokaa 20 Naira Nwanne I'm feeling down Anyị na ekpelu chukwu na Asaba Soldiers pụta zie wee surround zie our church Ife anyị na ayọ Chukwu buzi ike na amara Ka anyi chezo Massacre ndị asi a kpọrọ War Anyị na ekpelu chukwu na Asaba Soldiers pụta zie wee surround zie our church Ife anyị na ayọ Chukwu buzi ike na amara Ka anyi chezo Massacre ndị asi anu kpọrọ War One Nigeria ná akwa ọcha nwanne ikwara onwe gị na ndụ Gbuo my people na anya ocha ebe ana achọzi nzeogwu Leave Nigeria to aniocha ndia nuwa eji dem na ankle Gbajie the bridge ma mu gafete Anyị na ekpelu chukwu na Asaba Soldiers pụta zie wee surround zie our church Ife anyị na ayọ Chukwu buzi ike na amara Ka anyi chezo Massacre ndị asi anu kpọrọ War
Writer(s): Valentine Ogbu Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out