Lyrics

Eh eh nwanne if it's a hit, aká anyị dị ya Obodo ekwelugo oo Anyanwụ achawago oo Ànyị apụta gọ Ife e mee bẹ gọ Ị makwa ònye ị wụ? (Mastaa) Ị makwa ònye ị wụ? (Ibe) Ị makwa ònye ị wụ? (Ibe) (ogini, ogini) Ị makwa ònye ị wụ? Nwoke na-apụ ọkụ Nwa n'ebe ébé Nwoke ọma osiso Nya na nwa ọma osiso Na we dey, na we dey, na we dey here Na we dey, na we dey, na we dey here Ị sị kà ọ bụ lu, ọ bulu ya, na we dey here Mens kwụsị nnukwu ịke, na we dey here (ahee) Ị fugodi convoy ànyị jị we bata obodo ị n'olu ofuma Ị nwe kwaa nụ choice (ahee) I fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebelu Security confirm Ị ma ná ụdọ ná achị nụ Ị ma ná mens bata obodo ànyị ka fa n'enene Ị ma ná nde nde edee Ị ma ná mmemme emewe Abobi nwèrè ọmụma eji eri ego Agụ jị égbè Ị makwa ònye ị wụ? (Ọ kpata ọ zụọ ora) Ị makwa ònye ị wụ? (Obi Cubana) (Ọnwa n'etiri ora) Ị makwa ònye ị wụ? (Anyi Don nwanne) Ị makwa ònye ị wụ? (Ọ jide ọ nye nwanne) Nwoke na-apu ọkụ (Nwa á na-ayo Ezé) Nwa n'ebe ébé (E-money) Nwoke bụ ebube ebube Nwoke ọma osiso (Iyawo na wa na wa) Nya na nwa ọma osiso (ah yee, ah yeee) Factory fitted, full option, double silencer Ife à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ Áká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ Ndị nkụ, ndị nkụ (ndị nkụ, ndị nkụ) Ndị ịke, ndị ịke (Ị hụ la men sịrị ịke?) Ndị ọma, ndị ọma (ndị ọma, ndị ọma) Ju some doubt osiso? (Ah yee, ah yee, ah yee) À na mụ anụ kwanu ife? À na mụ anụ kwanu ife? À na mụ asị kwanu ndò? Okwụ abago n'ego Men na-eme ná bundle Fa bialu kà ịzu ọgụ Fa na-eme ná cash Ụfọdụ na-edezi cheque (ah heee) Ị fugodi convoy ànyị jị we bata obodo ị n'olu ofuma Ị nwe kwaa nụ choice (ahee) Ị fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebelu Security confirm Ị ma ná ụdọ ná achị nụ Ị ma ná mens bata obodo ànyị ka fa n'enene Ị ma ná nde nde edee Ị ma ná mmemme emewe Abobi nwèrè ọmụma eji eri ego Agụ jị égbè Ị makwa ònye ị wụ? (Anderson Obiagwu) Ị makwa ònye ị wụ? (Aka ekpuchi ọnwa n'Igbo) Ị makwa ònye ị wụ? (Dr Eze Mmuo) Ị makwa ònye ị wụ? (Nwoke di ebube ebube) Nwoke na-apu oku (Legend nwanne) Nwa n'ebe ebe (onye mpiawa azu) Nwoke oma osiso (Ome Mma na Ojoto) Nya ná nwa ọma osiso (ah yee, ah yee) Factory fitted, full option, double silencer Ife à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenser Ife ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọ Áká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọ Obodo ekwelugo oo Anyanwu achawago oo (Beast mode up) Ànyị apụta gọ Ife emebego Ị makwa ònye ị wụ?
Writer(s): Sunday Ginikachukwu Nweke, Chinedu Izuchukwu Okoli, Effiok Effanga Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out