album cover
Owu Ite (Remix)
15,006
Music
Owu Ite (Remix) was released on October 28, 2022 by Distributed by Oneofakind as a part of the album Owu Ite (Remix) - Single
album cover
Release DateOctober 28, 2022
LabelDistributed by Oneofakind
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy
BPM70

Music Video

Music Video

Credits

PERFORMING ARTISTS
Stahgee
Stahgee
Performer
Jeriq
Jeriq
Remixer
COMPOSITION & LYRICS
Francis Azubuike
Francis Azubuike
Songwriter
Jeremiah chukwuebuka
Jeremiah chukwuebuka
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Jaysynths
Jaysynths
Producer

Lyrics

Zeh!
Stahgee
Ehh ehh
Iyooo (Uhn!)
Ị na-echezọ de street and pain?
Iyoo no de kiss and tell (Zeh)
Arizona, I smoked my pains
I can’t resign, it took my pains
I was forced to my face fears
Last, last, I took my place
I was down beyond my aim
I’m on drugs, you can’t relate
Ị ma ebe m si bịa? Enwerọdịị m joy
Owu saburu m enwerọdịị m coin
Dear ladies and Gentlemen
On Chukwu, owuite is gone
I can’t undo the things I did
I can’t forgive the times I failed
I can’t deny the fact I’m up
On Chukwu, owuite is gone, owuite is gone
Owuite is gone, owuite is gone, owuite is gone (Zeh)
On Chukwu, owuite is gone, owuite is gone
Owuite is gone, owuite is gone, owuite is gone (Chei!)
(Zeh) On Chukwu, owuite is gone, owuite is gone
Men ka nọ n'Aba (Eiii)
Sapa dị mean by ụra (Whoa)
Owuite si Onitsha ana (Zeh!)
Stack my racks maọbụ nga (Whoa)
Bureau D' change maọbụ ị waa
Stay woke ka aza gị ọ dị ọcha
Whoa
Chụba dị bag, till akpa azaa
Mụ na my men bụ oji abanị agba
Ị ma ebe m si bịa? Enwerọdịị m joy
Owu saburu m enwerọdịị m coin
Dear ladies and Gentlemen
On Chukwu, owuite is gone
I can’t undo the things I did
I can’t forgive the times I failed
I can’t deny the fact I’m up
On Chukwu, owuite is gone, owuite is gone
Owuite is gone, owuite is gone, owuite is gone (Zeh)
On Chukwu, owuite is gone, owuite is gone
Owuite is gone, owuite is gone, owuite is gone (Iyoo)
(Zeh) On Chukwu, owuite is gone, owuite is gone
Ụmụ ogbe nọ n’ime ogbe
Owuite nọ n’ime ite
Matters na-ewu ebe niile
Bụ na my men ebutego ike
My two eyes afụgo ife
My two legs agago ije
Jee, jee jụkwaa ndị ikwu na ibe
Adị m against iberibe
Maths enyee m adịlọkwaa easy
But, I solved it, abụlọ m iti
Asa ahụ sị na o nwelọọ ife m ji
Na-akpọzi m "Chief Omemgbeoji"
Okeosisi adịlọọ epu na nkịtị, bụkwa ife melụ mụnwa ji enwelụ ndidi
Ị ga-agụ number 1 before number 2
Anyị akalịgokwa ịṅụ bobo juice
Owuite agbago ọsọ
Ehn, ọsọ ụkwụ eruala
Owuite is gone, akpaego nnọọ
Kpọọlụ cartel m mkpọnana
Back then emee m ihe ọjọọ, but m na-etiche onye ntiche
Elee m iru m wee golu akpọ
Ebe m na-achọ ibute ego mbute
Ị ma ebe m si bịa? Enwerọdịị m joy
Owu saburu m enwerọdịị m coin
Dear ladies and Gentlemen
On Chukwu, owuite is gone
I can’t undo the things I did
I can’t forgive the times I failed
I can’t deny the fact I’m up
On Chukwu, owuite is gone, owuite is gone
Owuite is gone, owuite is gone, owuite is gone (Zeh)
On Chukwu, owuite is gone, owuite is gone
Owuite is gone, owuite is gone, owuite is gone (Chei!)
(Zeh) On Chukwu, owuite is gone, owuite is gone
Written by: Francis Azubuike, Jeremiah chukwuebuka
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...