album cover

M'Ojoka

925Christian & Gospel2025
album cover
M'Ojoka was released on September 7, 2025 by Alex Ugwu Productions as a part of the album MISSA OZIGE
ReleasedSeptember 7, 2025
LabelAlex Ugwu Productions
LanguageEnglish
BPM134
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Music Video

Music Video

Lyrics

M'ụwa amaka mma eh
M'ụwa ajọka njọ eh
Ezigbo Chukwu daalụ eh
Ezigbo Chukwu daalụ nụo
M'ụwa amaka mma eh
M'ụwa ajọka njọ eh
Ezigbo Chukwu daalụ eh
Ezigbo Chukwu daalụ nụo
Daalụ, daalụ, daalụ n'ọlụ
M'ụwa amaka mma eh
M'ụwa ajọka njọ eh
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
M'ụwa amaka mma eh
M'ụwa ajọka njọ eh
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
Ebube dike n'Ọkaka
Anyị na-enye gị ekene
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
M'ụwa adị mma
M'ụwa adị njọ eh, daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
M'ụwa amaka mma eh
M'ụwa ajọka njọ eh
Daalụ eh, daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ nụo
Ọkwa chi anyị na-eme mma
Bịanụ sịnụ ya
Ezi Chukwu daalụ
Ọkwa chi anyị na-enye ndụ
Bịanụ sịnụ ya
Ezi Chukwu daalụ
M'ụwa amaka mma
M'Ọjọka njọ eh
Chijindụ
Chiobiọma, daalụ
Ọkwa chi na-eme mma
Ezi Chukwu daalụ
Ọkwa chi na-enye ndụ
Ezi Chukwu daalụ
M'ụwa amaka mma
M'Ọjọka njọ eh
Chijindụ
Chiobiọma
Daalụ n'ọlụ
M'ụwa amaka mma eh
M'ụwa ajọka njọ eh
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
M'ụwa amaka mma eh
M'ụwa ajọka njọ eh
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
Ebube dike n'Ọkaka
Anyị na-enye gị ekene
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
M'ụwa adị mma
M'ụwa adị njọ eh, daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
M'ụwa amaka mma eh
M'ụwa ajọka njọ eh
Daalụ eh, daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ nụo
Ezi Chukwu
Chukwu na-emekwara
Ndị ya iheọma na nzuzo
Ma ha a yọrọ ya
Ma ha a yọrọ ya
Ezi Chukwu daalụ o
Ezi Chukwu
Chukwu na-emekwara
Ndị ya iheọma na nzuzo
Ma ha a yọrọ ya
Ma ha a yọrọ ya
Ezi Chukwu daalụ o
Chukwu daalụ o
Chi bụ sọ mma
Omenụkọ
Odogwu akataaka
Mmalite n'ọgwụgwụ
Gáà gáà n'ogwu
Dike n'agha, dike na dimkpa
Anyị na-ekene gị
Ọkwa a sị na e kenee dike
Na nke o mere o mee ọzọ?
Nwoke teghete
Ebube dike
Amaama amasị amasị
Oke Chim, Onyenwem
Chukwu a na-akpọ ofu ugboro
Ọ za anyị mgboro asaa
Chi na-ama ekpere
Chi na-agbaghara
Chi mara obi m
Chi nwụrụ n'obe maka anyị
Chi na-ama nkwe k'ifere mee ụmụ ya
Chi na-achụrụ efi na-enweghị ọdụdụ ijiji
Ezi Chukwu, Ezinna
Ike karịrị ike
Okikekerụwa
Ọdịmma na-eme mma
Nwatụrụ egburu egbu
Eo! Chim daalụ o
Chukwu a bụ
Ezi Chukwu
Chukwu na-emekwara
Ndị ya iheọma na nzuzo
Ma ha a yọrọ ya
Ma ha a yọrọ ya
Ezi Chukwu daalụ o
M'ụwa amaka mma eh
M'ụwa ajọka njọ eh
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
M'ụwa amaka mma eh
M'ụwa ajọka njọ eh
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
Ebube dike n'Ọkaka
Anyị na-enye gị ekene
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
M'ụwa adị mma
M'ụwa adị njọ eh, daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ
M'ụwa amaka mma eh
M'ụwa ajọka njọ eh
Daalụ eh, daalụ
Ezigbo Chukwu daalụ nụo
Chim daalụ nụo
Written by: Alex Ugwu

Shazam Footer

Select language:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Follow Us

Loading...