album cover

Muonso Gbadata

374Afro-Beat2026
album cover
Muonso Gbadata was released on May 22, 2026 by Alex Ugwu Productions as a part of the album Muonso Gbadata - Single
ReleasedMay 22, 2026
LabelAlex Ugwu Productions
LanguageEnglish
BPM164
Melodicness
Acousticness
Valence
Danceability
Energy

Lyrics

Mụọnsọ
Gbadata eh, k'ikuku ọma
Gbadata gbadata ka mmiri ozuzo
Gbadata eh, k'ọkụ na-ere ere
Nke si n'igwe
Mụọnsọ
Gbadata eh, k'ikuku ọma
Gbadata gbadata ka mmiri ozuzo
Gbadata eh, k'ọkụ na-ere ere
Nke si n'enuigwe
Ikuku gị kunye anyị ndụ
Ikuku gị kunye anyị amam'ihe
K'anyị were ya febe Chukwu
N'ime mmụọ na eziokwu
Ikuku gị kunye anyị ndụ
Ikuku gị kunye anyị amam'ihe
K'anyị were ya febe Chukwu
N'ime mmụọ na eziokwu, ewo
O Mụọnsọ bi n'enuigwe, gbadata
Kusa nụ anyị onyinye gị, biko nu
Mụọnsọ
Gbadata eh, k'ikuku ọma
Gbadata gbadata ka mmiri ozuzo
Gbadata eh, k'ọkụ na-ere ere
Nke si n'igwe
Mụọnsọ
Gbadata eh, k'ikuku ọma
Gbadata gbadata ka mmiri ozuzo
Gbadata eh, k'ọkụ na-ere ere
Nke si n'enuigwe
Ebube gị juputara igwe n'ana
Ka mmiri si n'igwe na-ada n'ana
Mụọnsọ zosa anyị ka mmiri
Sachaa nu anyị k'anyị dị ọcha
Ebube gị juputara igwe n'ana
Ka mmiri si n'igwe na-ada n'ana
Mụọnsọ zosa anyị ka mmiri
Sachaa nu anyị k'anyị dị ọcha, ewo
O Mụọnsọ bi n'enuigwe, gbadata
Zosa nụ anyị onyinye gị, biko nu
Mụọnsọ
Gbadata eh, k'ikuku ọma
Gbadata gbadata ka mmiri ozuzo
Gbadata eh, k'ọkụ na-ere ere
Nke si n'igwe
Mụọnsọ
Gbadata eh, k'ikuku ọma
Gbadata gbadata ka mmiri ozuzo
Gbadata eh, k'ọkụ na-ere ere
Nke si n'enuigwe
Onyinye Mụọnsọ
Onyinye eh, Onyinye Mụọnsọ
Onyinye Mụọnsọ
Onyinye eh, Onyinye Mụọnsọ
Gbadata ka ọkụ eh
Onyinye eh, Onyinye Mụọnsọ
Onyinye Mụọnsọ
Onyinye eh, Onyinye Mụọnsọ
Mụọnsọ nyenụ anyị
Onyinye amam'ihe
Obi dị asọ, ọmụma
Egwu Chukwu
Alo, ike na nghọta
Mụọnsọ nyenụ anyị
Onyinye amam'ihe
Obi dị asọ, ọmụma
Egwu Chukwu
Alo, ike na nghọta, ewo
O Mụọnsọ bi n'enuigwe, gbadata
Munye nụ anyị ọkụ onyinye gị
Biko nu
Mụọnsọ
Gbadata eh, k'ikuku ọma
Gbadata gbadata ka mmiri ozuzo
Gbadata eh, k'ọkụ na-ere ere
Nke si n'igwe
Mụọnsọ
Gbadata eh, k'ikuku ọma
Gbadata gbadata ka mmiri ozuzo
Gbadata eh, k'ọkụ na-ere ere
Nke si n'enuigwe
Written by: Alex Ugwu

Shazam Footer

Select language:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Follow Us

Loading...