制作
出演艺人
Larry Gaaga
声乐
Phyno
声乐
作曲和作词
Larry Gaaga
词曲作者
Phyno
词曲作者
制作和工程
Richie
制作人
Dapiano
制作人
歌词
[Intro]
Welụ obi gị meelụ m ofu ife
Welụ obi gị mee ya ka o yie ife
Welụ obi gị meelụ m ofu ife
Welụ obi gị mee ya ka o yie ife
Larry Gaaga, sị ya meelụ m ofu ife
Welụ obi gị mee ya ka o yie ife
Welụ obi gị meelụ m ofu ife
Nnwa welụ obi gị mee ya ka o yie ife
[Chorus]
Who no know go know, oh
When my baby show, oh
Men agbaghalịba, ha
Nnwa i ji m ụgwọ one thing
Some say na touch and follow, oh
But, ma lọ jí soro, oh
Ọọ kwa mụ na gị, oh
Ị ma na i ji m ụgwọ one thing, oh-oh-oh?
[Verse 1]
Na so she too fine, onye mụlụ ya? (Mụlụ ya)
And she get class, anyabee ya (Bee ya)
Check the back side, na o nwele ya (O nwele ya)
See her market, na ọ lee ya (Ọ lee ya)
Dem say you too cost, mana achọlụ m ya (Chọlụ m ya)
Maka ị na-eko mụ, ka m sele adedewa (Dewa)
Straight to my place, ka anyị kpọnyesịa (Kpọnyesịa)
M gosị gị the dough, ị pasazịa
Nwa na only you (Only you, oh-oh)
Make I stay by your side, oh
I want to love you tonight, oh
When I say na only you, uh (Only you, uh-uh)
Make I stay by your side, oh
I want to love you for life, oh, oh-oh
[Chorus]
Who no know go know, oh
When my baby show, oh
Men agbaghalịba, haa
Nnwa i ji m ụgwọ one thing, oh-oh-oh
Some say na touch and follow, oh
But, mà lọ jí soro, oh
Ọọ kwa mụ na gị, oh
Ị ma na i ji m ụgwọ one thing, oh-oh-oh?
[Verse 2]
Yeah, my love for you on a hundred
Emena nkụja, for my matter, you go come first
Make I love you, send flower to your doorstep
Hapụ ndị ilo, fa na-achọ ịghasa my concept
Nnwa baa, nnwa dabata udo, hèh
Nnwa a kwesịị ịma na a mụlụ ya n'Uyo, haa
Nwoke adawa ka mgbidi Jericho
Je gbute ike, double siki ka m a na-atụ ludo
Otu a
[PreChorus]
Nnwa na only you, only you, oh-oh
Make I stay by your side, oh
I want to love you tonight, oh
When I say na only you, uh
Only you, uh-uh
Make I stay by your side, oh
I want to love you for life, oh, oh-oh
[Chorus]
Who no know go know, oh
When my baby show, oh
Men agbaghalịba, haa
Nnwa i ji m ụgwọ one thing, oh-oh-oh
Some say na touch and follow, oh
But, mà lọ jí soro, oh
Ọọ kwa mụ na gị, oh
Ị ma na i ji m ụgwọ one thing, oh-oh-oh?
[Bridge]
Nnwa malụ mma, no leave me (Ada stay with me, oh)
Nwaanyị m ji eme ọnụ (Stay with me, oh)
Nnwa m bu n'obi (Nwa baby, oh)
Ada malụ mma na-ese okwu (Ada stay with me, oh)
Nwaanyị m ji eme ọnụ (Stay with me, oh)
Nnwa m bu n'obi (Nwa baby, oh, eh)
[Chorus]
Who no know go know, oh
When my baby show, oh
Men agbaghalịba, haa
Nnwa i ji m ụgwọ one thing, oh-oh-oh
Some say na touch and follow, oh
But, mà lọ jí soro, oh
Ọọ kwa mụ na gị, oh
Ị ma na i ji m ụgwọ one thing, oh-oh-oh?
[Outro]
Welụ obi gị meelụ m ofu ife
Welụ obi gị mee ya ka o yie ife
Welụ obi gị meelụ m ofu ife
Welụ obi gị mee ya ka o yie ife
Larry Gaaga, sị ya meelụ m ofu ife
(Larry Gaaga, Gaaga, Gaaga)
(Matino, tino, tino)
(On the mix, on the mix, on the mix)
Written by: Larry Gaaga, Phyno

