音乐视频

Patty Obasi - Onye Kwere Ekwe - Nigerian Gospel Music
观看 {artistName} 的 {trackName} 音乐视频

制作

出演艺人
Rev. Patty Obassey
Rev. Patty Obassey
表演者
Patrick Obasi
Patrick Obasi
主唱
作曲和作词
Rev. Patty Obassey
Rev. Patty Obassey
词曲作者

歌词

Onye kwere ekwe anwughi anwu o O higa ura, mgbe o nuru opi ike o ga ebilite O ga ebili na enweghi ure obula Onye ekwere ekwe anwughi anwu. Onye kwere ekwe anwughi anwu Mgbe o nuru opi ike oga ebilite Oga ebili na enweghi ure Onye ekwere ekwe anwughi anwu. Ma o gbabiri nwuo ma o riararia nwuo O doro anya, na onye kwere nwere olile anya ila n'igwe Jesus nke no ni ime m ya bu olile anya Olile anya mbilite na onwu na ebube. Hicha anya mmiri onwu abughi ogwugwu Mkpuru oka na ereghi ure adighi efulita Onwu bu ihe omimi Onye kere ndu ya kere onwu Onye si na obu ya kariri onwu? Obuna onye tara amusu o ga nwuriri Onyiri onwu adighi na uwa n'uwa Ma onye kwere ekwe nwere olile anya. O gbabiri nwuo, o riara aria nwuo O doro anya, na onye kwere nwere olile anya ebighi ebi. Igwe Nile gaje n'ozu O doro anya Mana onye kwere nwere olile anya ebighi ebi. Jesus nke no ni ime m ya bu olile anya Olile anya mbilite na onwu na ebube. I gbaba n'ime Kraist ya bu olile anya. Olile anya mbilite na onwu na ebube
Writer(s): Patrick Obasi Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out