歌词

Ka ha mara n'etiti mba nile
(Let them know in all the ends of the earth )
Jehova bu eze
(Jehovah is king)
2.
Onye anyi na efe di mma
(He whom we serve is good)
Ndi muozi na eto ya,
(Angels praise him)
Eluwa na ja ya nma
(The whole earth exalts him)
Onye anyi na efe di mma
(He whom we serve is good)
Onye anyi na efe di mma
(He whom we serve is good)
Jehovah onye na eme ihe di nma
(Jehovah ,the doer of good things)
Ndi muozi na eto ya,
(Angels praise him)
Eluwa na ja ya nma
(The whole earth exalts him)
Onye anyi na efe di mma
(He whom we serve is good)
3.
Omemma
(Doer of good things)
Nara ekele dinma
(Recieve a worthy thanksgiving )
Ommemma
(Doer of good things)
Nara ekele
(Recieve thanks)
Omemma nara ekele dinma
(Doer of good things,Recieve a worthy thanksgiving )
Otimbodombo
(Great God)
Ome ihe ukwu bu aha gi o
(Doer of Great things is your name )
Nara ekele
(Receive thanks )
Nara otito
(Receive praise)
Nara ojija mma
(Recieve exaltation)
I ma na chi mu di mu mma n'ebe m nno
(Do you know that God is good to me)
Ihe o na emerem mu merem u lee
(The things that he does for me)
O na gworom oria
(He heals my diseases)
Ommemma nara ekele
(My God recieve the thanks)
Jehovah onye amamihe
(Jehovah the all knowing God)
Ihe i na eme na eme'm obi sari sari
(All that you do gladdens my heart )
Omemma nara ekele dinma
(Doer of good things,Recieve a worthy thanksgiving )
4.
Ka anyi ga zigara ha ozi
(Lets go and send a message to them)
Ka anyi gwa ha na chi anyi ka nma
(Lets tell them that that our God is the best )
Anyi ga ga
Chi anyi di nma
(Our God is good)
Chi anyi di ukwu
(Our God is great)
Ozioma
(Good news)
Chim na efe dinma
(The God i serve is good)
Chim na efe marama
(The God i serve is awesome)
Ihe oma o na eme na ndu mo
(All the good things he does in my life)
Agama ga gwa ndi uwa nile
(I will go and tell the whole world)
Jehovah nara ekele mo
(Jehovah take all my thanks)
Olisah bi na igwe otito mo
(Great God take my praise)
Ka anyi ga
(Lets Go)
Gwa ha na chi anyi ka mma
(And tell that our God is the best )
5.
Ebem nwere eze Jesus
(Because i have King Jesus)
Nga nga nebum ebu
(I make my boast in him )
Mmecheta ihe nile i na emere m o
(When i remember all that you have done me)
Nga nga na nebu m ebu
(I make my boast in him)
Mmcheta oria igworom o
(When i remember how you healed me)
Nga Nga n'ebu m ebu
(I make my boast in him)
Nwata nwa echefuru echefuru
(That child that was forgotten and rejected )
Iwe kporo ya
(You took her)
Iwe buru ya
(You lifted her)
Iwe dowa ya na oke nkume le
(And placed her feet on a high rock to stay)
Nga Nga n'ebu m ebu
I make my boast in him
6.
Udiri chineke ma
(This kind of my God)
Akama hutu ya mbu
(I have never seen his type before)
Unu ahula udi chineke ma
(Have you seen this kind of my God)
Akama hutu ya mbu
(I have never seen his type before)
7.
Iburu enyi Jesus
(If you are a friend of Jesus)
Kuwara ya aka
(Clap for him )
Kusie ya ike
(Clap it well)
Iburu enyi Jesus
(If you are a friend of Jesus )
Gbawara ya egwu
(Dance for him )
Gbasie ya ike
(Dance it well)
8.
Chineke nke igwe naza ekpere,
(God in heaven answers prayers)
Dere jim jim jim atamukwala
(Be still and dont complain)
Chineke nke igwe naza ekpere,
(My God in heaven answers prayer)
9.
Ikwersiri inye ekele
(You are worthy of thanks)
Ikwesiri inye otitio
(You are worthy of praise )
Ndi muozi bi n'igwe
(The angels in heaven)
N'akpo isi ala n'enye gi ekele
(Are bowing down to worship you)
Ndi nso bi n'uwa n'egbu ikpere n'enye gi otito
(The saints on earth are kneeling to give you praise )
Jesus onye nwuru si na ndi nwuru anwu we bilie
(Jesus who died and rose from the dead)
Ikwesiri inye ekele
(You are worthy of praise)
10.
Abum onye
(Who am i?)
Onye kam bu e
(Who am i?)
Abum.onye
(Who am i?)
Jehovah na echerem echiche oma
(That Jehovah things only good thoughts towards me)
11.
Nwannem nye nu ya
(My brother/sister give him)
Ekele oma
(A befitting thanksgiving
Written by: NKIRUKA OGBORUCHE
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...