音乐视频

音乐视频

歌词

[Chorus]
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
[Verse 1]
Just negodu
As You dey take care of me, Daddy ah
Just negodu
As You dey take dey bless me, Papa
Onye ka m bụ le
Iji echere m echiche ọma
I cannot thank You enough oh
For all that You have done
[Chorus]
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
[Verse 2]
Onye ka m bụ le
Iji echere m echiche ọma ee
Onye ka m bụ le
Ị na-aza m epere ee
Onye ka m bụ le
Oge ọbụla m kpọrọ Gị, Ị na-aza
Onye ka m bụ le
Ị na-emere m ihe ọma m rịọrọ Gị
[Verse 3]
Onye ka m bụ le
Iji echere m echiche ọma
Chukwu ọlụebube le
Oọ gịnị ka m ga-emere Gị, Eze
Onye na-eme mma
Oke mmụọ, Oke mmụọ ka Ịbụ le ee
Daddy ọma m e
Nwa Gi na-akpọ Gị
Ana m eto Gị aha
[Chorus]
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
[Verse 4]
Onye ka m bụ le
Iji echere m echiche ọma ee
Onye ka m bụ le
Ị na-aza m epere ee
Onye ka m bụ le
Oge ọbụla m kpọrọ Gị, Ị na-aza
Onye ka m bụ le
Ị na-emere m ihe ọma m rịọrọ Gị
[Verse 5]
Onye ka m bụ le
Iji echere m echiche ọma
Chukwu ọlụebube le
Oọ gịnị ka m ga-emere Gị, Eze
Onye na-eme mma
Oke mmụọ, Oke mmụọ ka Ịbụ le ee
Daddy ọma m e
Nwa Gi na-akpọ Gị
Ana m eto Gị aha
[Chorus]
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
[Chorus]
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
[Verse 6]
Onye ka m bụ le
Iji echere m echiche ọma ee
Onye ka m bụ le
Ị na-aza m epere ee
Onye ka m bụ le
Oge ọbụla m kpọrọ Gị, Ị na-aza
Onye ka m bụ le
Ị na-emere m ihe ọma m rịọrọ Gị
[Verse 7]
Onye ka m bụ le
Iji echere m echiche ọma
Chukwu ọlụebube le
Oọ gịnị ka m ga-emere Gị, Eze
Onye na-eme mma
Oke mmụọ, Oke mmụọ ka Ịbụ le ee
Daddy ọma m e
Nwa Gi na-akpọ Gị
Ana m eto Gị aha
[Chorus]
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
[Chorus]
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
[Bridge]
Dike, Dike, Dike, Dike
Dike, Dike na agha
Dike, Dike, Dike, Dike
Dike, Dike na agha
[Bridge]
Dike, Dike, Dike, Dike
Dike, Dike na agha
Dike, Dike, Dike, Dike
Dike, Dike na agha
[Bridge]
Dike, Dike, Dike, Dike
Dike, Dike na agha
Dike, Dike, Dike, Dike
Dike, Dike na agha
[Bridge]
Dike, Dike, Dike, Dike
Dike, Dike na agha
Dike, Dike, Dike, Dike
Dike, Dike na agha
[Bridge]
Odogwu, Odogwu, Odogwu, Odogwu
Odogwu, Odogwu na agha
Odogwu, Odogwu, Odogwu, Odogwu
Odogwu, Odogwu na agha
[Bridge]
Odogwu, Odogwu, Odogwu, Odogwu
Odogwu, Odogwu na agha
Odogwu, Odogwu, Odogwu, Odogwu
Odogwu, Odogwu na agha
[Bridge]
Dike, Dike, Dike, Dike
Dike, Dike na agha
Dike, Dike, Dike, Dike
Dike, Dike na agha
[Bridge]
Dike, Dike, Dike, Dike
Dike, Dike na agha
Dike, Dike, Dike, Dike
Dike, Dike na agha
[Bridge]
Odogwu, Odogwu, Odogwu, Odogwu
Odogwu, Odogwu na agha
Odogwu, Odogwu, Odogwu, Odogwu
Odogwu, Odogwu na agha
[Bridge]
Odogwu, Odogwu, Odogwu, Odogwu
Odogwu, Odogwu na agha
Odogwu, Odogwu, Odogwu, Odogwu
Odogwu, Odogwu na agha
[Chorus]
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
Abụ m onye ee
Onye ka m bụ le
Jesus, Iji echere m echiche ọma
Written by: Timothy Chukwudi Godfrey t/as Tim Godfrey
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...