歌词
[Intro]
Bad man beat
Rord
Kelly the bad
Kelly the bad man
Bad man
Onwelọọ
[Verse 1]
Hmmm
Ọkwa ebe ogo onye oji a na-aba
Ụwa bụ ndọlị ndọlị aga na-aga na ubi then ji a na-aka
Na ado your colos nwa obele obele, omee gị anya anasa
E-passịa ya, ọsọ ka m ga-agba
Ọkwa nwayọ nwayọ ka m ga-eji aga
Asa ndị ọzọ ka m na-adịata
Hmmm
Deri Nwamama, dennee
Mgbanyere gị film inee
Na otooto azụ bido igbu oge ichebee
Kedụ ego, o make-ị sempe
Jili 2 billion tụọ akawo
Baa mba with ndị wayo
If money die for aza, no p
Egbe m ga-eji abịa bụ interlo
[Chorus]
Maka cartels adịa anụ ntị chachaa
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
Mpa gị mụlụ aka ekpe na nka
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
Eyiri m gị onye na-atụ egwu na anya
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
My men bad pass Deri Nwamama
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
Cartels m adịị anụ ntị chachaa
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
Mpa gị mụlụ aka ekpe na nka
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
Eyiri m gị onye na-atụ egwu na anya
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
My men bad pass Deri Nwamama
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
[Verse 2]
DRK si m, m mebe video, obunye m G.Wagon ya
Asa bịalụ visit lulu mgbe ọchọlọ ịna, owe hapụ cord ya
Ama m the format buh ya dịba
Msị ya "come carry am" ya achịba
Ụgbọ nwoke na-agba agba, e beat-go m traffic light, popo chuụba
Mderegere deedee degere dee degere degere dee
Mderegere deedee degere dee degere degere dee
Mderegere deedee degere dee degere degere dee
Mderegere deedee degere dee degere degere dee, mhmn
[Chorus]
Maka cartels adịa anụ ntị chachaa
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
Mpa gị mụlụ aka ekpe na nka
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
Eyiri m gị onye na-atụ egwu na anya
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
My men bad pass Deri Nwamama
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
Cartels m adịị anụ ntị chachaa
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
Mpa gị mụlụ aka ekpe na nka
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
Eyiri m gị onye na-atụ egwu na anya
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
My men bad pass Deri Nwamama
Ịchọọ nsogbu, ịfụ ya ozugbo o
Written by: Anih Elijah


