歌詞

Amuru anyi otu nwa Okwu Chineke mere ya Chukwu n'ebinyere mmadu Ezi Chukwu n'ebinyere mmadu Chukwu n'ebi n'obi ayi Obu ya bu Emmanuel Emma Kpakpando ya kanyi huru Anyi huru ya ka ona muké Ona muké na Bethlehem Judea Anyi hukwara ezinne ya Mary (Mary) Ojiri akwa wé kpuchieya ukwu N'ime... Agam were obim woro ya ulo Agam were obim woro ya ulo Were ndum jere ya ozi Agam were obim woro ya ulo Obim woro Agam ewere obim woro ya ulo Ebe Mary na Martha na ejere ya ozi Agam ewere ndum jere ya ozi Ugbua bu ogem nwere ijere ya ozi N'ihi na onye nwuru anwu apughi ijere Chukwu oo Unu ahuwonu na Chineke anyi di ebube ma di ngozi? Unu ahuwonu na omezuwo nkwa ya? Okwa niru anyi ka amuma nka mezuru? Eze Herod apughi igbochi ya Ike ochichiri apughi igbochi ya Adighi ebuda onye Chukwu buniri Adighi akocha onye Chukwu goziri ka imara Kacha h'eme ya ezi nkwado Ezi enyim aa bu nu okaya omé(Ezi enyim aa bu nu okaya omé) Irue na ezi nulo Emma Emma ike mkwu aba Otutu ihe na ewoli nmuo Otutu ihe na ewoli mmuo juru ya mokasia Hajuru na ezi na ulo Emma Ezi enyim aa bu na obu ya gbara ama N'ime ya ka ezi n'ulo gbabara jee kuo pa Gbabara n'ezinulo Emma Ezi enyim a bunu okaa omé Agam were obim woro ya ulo Were ndum jere ya ozi Agam were obim woro ya ulo Obim woro... Agam ewere obim woro ya ulo Ebe Mary na Martha na ejere ya ozi Agam ewere ndum jere ya ozi Ugbua bu oge nwere ijere ozi N'ihi na onye nwuru anwu apughi ikpere Chukwu ooo Herod ahuro ezinwa amuru anyi ma kam jukene Onye oru uka ona hu Chukwu anya? Onye iro apughi ihu onye nwe anyi Onye ochi eze apughi ihu Chukwu oo N'hi na dika mmiri si n'igwe n'erudata Otite mmanu si n'igwe na erudata Amara ochichi si na Chukwu wee bia Eme elu me ala awataghi ya n'anya Onye Jehovah jiri ya wee gozie Aghaha ibu oka omé Ezi enyim a bunu oka omé (Ezi enyim a bunu oka omé)
Writer(s): Patrick Obasi Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out