積分
演出藝人
Mr M
演出者
Revelations
演出者
詞曲
Revelations
作詞
Orabueze miracle paul
詞曲創作
製作與工程團隊
Godfrey Joe
製作人
歌詞
Onye inye aka m, Onye inye aka m
Sọ gị bụ Onye inye aka m
Onye inye aka m, Jesus, You're my all in all
Onye inye aka m oo, Onye inye aka m
Sọ gị bụ Onye inye aka m
Onye inye aka m, Jesus, You're my all in all
Onye inye aka m, Onye inye aka m
Sọ gị bụ Onye inye aka m
Onye inye aka m, Jesus, You're my all in all
Ebekue dike, dike agbara bịa
A kpọọ Gị otu ugboro, Ị zaa ugboro asaa
Ebe mgbaba m oo, ọgwụ m gwọrọ agwọ
Jesus, my all in all

My foundation
My protection
My atmosphere
My sweet perfume
In you I live, and have my being

Ogologo mma agha, oh oh
Ogologo mma agha, oh oh
E cheta, e chezọọ mkpa
Chi mara obi m oo
Jesus, my all in all
Onye inye aka m oo, Onye inye aka m
Sọ gị bụ Onye inye aka m
Onye inye aka m, Jesus, You're my all in all
Onye inye aka m, Onye inye aka m
Sọ gị bụ Onye inye aka m
Onye inye aka m, Jesus, You're my all in all
Ebekue dike, dike agbara bịa
A kpọọ Gị otu ugboro, Ị zaa ugboro asaa
Ebe mgbaba m oo, ọgwụ m gwọrọ agwọ
Jesus, my all in all
Written by: Miracle Orabueze, Orabueze miracle paul