音樂影片

音樂影片

歌詞

[Intro]
The emperor, the conqueror, the champion, the lion is here
Nzọgbu nzọgbu, enyimba enyi (Master)
[Chorus]
Tuo ya dike (Aahaa)
Leenụ dike (Aahaa)
Tuo ya dike (Aahaa)
Leenụ dike (Aahaa)
Ihe eji amara dike eruenụ
Egwu e change go
Ihe eji amara dike eruenụ
Egwu adagharịgo
[Refrain]
O nwelụ ngabasị (Aahaa)
Ọ na-emekasị (Aahaa)
O nwelụ ngabasị (Aahaa)
Ọ na-apịakasị (Aahaa)
Ebubedike (Aahaa)
Ive erikekwe (Aahaa)
Nwaanyị manarịa (Aahaa)
Achalugo dike (Aahaa)
[Verse 1]
Clear the road for who sabi
(Who dey, who dey, who dey, who dey)
Step aside for the game changer
(Who dey, who dey, who dey, who dey)
Onye a na-ekwu maka ya apụtago
(Who dey, who dey, who dey, who dey)
Anụ a na-agba egbe, ọ na-ata nri
(Who dey, who dey, who dey, who dey)
[Refrain]
O nwelụ ngabasị (Aahaa)
Ọ na-emekasị (Aahaa)
O nwelụ ngabasị (Aahaa)
Ọ na-apịakasị (Aahaa)
Ebubedike (Aahaa)
Ive erikekwe (Aahaa)
Nwaanyị manarịa (Aahaa)
Achalugo dike (Aahaa)
[Bridge]
The emperor, the conqueror, the champion, the lion is here
Nzogbu nzogbu, enyimba enyi
The emperor, the conqueror, the champion, the lion is here
Nzogbu nzogbu, enyimba enyi
[Chorus]
Tuo ya dike (Aahaa)
Leenụ dike (Aahaa)
Tuo ya dike (Aahaa)
Leenụ dike (Aahaa)
Ihe eji amara dike eruenụ
Egwu e change go
Ihe eji amara dike eruenụ
Egwu adagharịgo
[Verse 2]
O shiri ji gwọọ (Aahaa)
Mmanwụ shinee (Aahaa)
Ọga ndị ọga (Aahaa)
Ike na ebubedike (Aahaa)
We no dey carry last oo (Aahaa)
Osebụlụwa nọnyelụ anyị (Aahaa)
Nwaanyị manarịa (Aahaa)
Achalugo dike (Aahaa)
Written by: Chinedu Okoli, Chinedu Okoli t/as Flavour, Ejike Obiano, Jerry Chukwu, Prince Chisimdi Nwokoro, Sunday Kweke, ikenna ekezie
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...