Hudební video

Hudební video

Kredity

PERFORMING ARTISTS
Evado
Evado
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Njoku Emmanuel Chidubem
Njoku Emmanuel Chidubem
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Enaps Empire
Enaps Empire
Producer

Texty

[Intro]
Dooh
Nwa ama
Teneeee
[Verse 1]
Ebu m a lot, check-ie my mind
Mka na-echekwa ka oluo my time
Hard times can't kill my vibe
Nleke amaa mmenwu m m lee my guy
But I still can't trust m na-anọgodi on guard
Adị m stressed nyegodi m one tie
E done choke oji m ka bowtie
But still I dey keep it on a low profile
Yeah
How you saying na ụwa nke gị ajọka, what of ndị ahụ gị ka better?
Life bụ a big lesson and all man bụ a leaner
Nwatakịlị ga-anwụ ka ga-anwụkwa, nwanne, ọsọkwa gị gili Selina
For all the tears and pain, I need me a Redimmer
They try na slow me' cus they know they can't pull my down abụ m azụ eluu ana
Heavy on my grind just like Pilikoma
Mpa, akpụ ụkwụ wee size, enyena m akpola
I leveled up mgbe ụmụ ọgbọ m pasa na ogbe atụ apama
Don't sit me down bịa na-akọlụ m tuu, ni**a fix your life
Ọkwa sọ onye na-enye m ego bụ onye ga-enyewu m advice
Ịchọọ m okwu ịmaa nnadị free 'cus me don't I compromise
Nleka tii m ọkpọ na ọnụ, I had no choice but to put up a fight
Don't be deceived by doings your fellow guys, nwanne, men na-agwọ ncha
Alụsị bị na my villa
Bro, ndịa macha ha ncha
Ịdalọkwa iwu na ịdị broke, ịdalụ iwu by ịdị broke aba mba
Ọkwa agwa m gị ya na ngozi no on the way, nwa nee ka ọ na-abịa
[Chorus]
My lines kwụ ọtọ ka cigar aaaaah
Love adịlọ ebe m si bịa aaaah
A ga-eme gị akaja ma ijilọ chaaaah
M ga-achugidekwe igbo till I die aaaah
Ego malụ abụba ọkwa ya ka anyị na-achọ?
If you ain't talking money kedụ ihe ị na-akọ?
Men mụ na ha so nwechelụ obi akpọ
Igbahalịa onwe gị, aboy achọọ gị achọ o
Ego malụ abụba ọkwa ya ka anyị na-achọ?
If you ain't talking money kedụ ihe ị na-akọ?
Men mụ na ha so nwechelụ obi akpọ
Igbahalịa onwe gị, aboy achọọ gị achọ o
[Verse 2]
Agakata ilu nnọ agawa azụ, ebe anyị na-agbakwa mbọ waiting dey sub?
I don't hate when a **** blow up, see you at the top
Mgbe oge nke m ga-elu, m ebulu the award ka Ballon D'or
Ndị lee m akpọ, I'll show no mercy, I'll f**k them up
Lapụ asa chụba ego, abobi, save your family
Save them from the hands of poverty
Ụbịam emejọgo m, I won't except apology
Asị na time bụ ego and it waits for no body
[Chorus]
My lines kwụ ọtọ ka cigar aaaaah
Love adịlọ ebe m si bịa aaaah
A ga-eme gị akaja ma ijilọ chaaaah
M ga-achugidekwe igbo till I die aaaah
Ego malụ abụba ọkwa ya ka anyị na-achọ?
If you ain't talking money kedụ ihe ị na-akọ?
Men mụ na ha so nwechelụ obi akpọ
Igbahalịa onwe gị, aboy achọọ gị achọ o
Ego malụ abụba ọkwa ya ka anyị na-achọ?
If you ain't talking money kedụ ihe ị na-akọ?
Men mụ na ha so nwechelụ obi akpọ
Igbahalịa onwe gị, aboy achọọ gị achọ o
Written by: Njoku Emmanuel Chidubem
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...