album cover
Payment Slip
album cover
Payment Slip wurde am 26. Januar 2023 von IYOOCARTEL als Teil des Albums BILLION DOLLAR DREAM (Deluxe Version) veröffentlicht
26. Januar 2023
LabelIYOOCARTEL
BPM115
Melodizität
Akustizität
Valence
Tanzbarkeit
Energie

Songtexte

Ten days no sleep (Sleep)
Ọọ kwa maka payment slip (Slip)
Everything dịkwa lit (Lit)
Pọtọpọtọ vibes I delete (Lete)
Papa Ebele anwụgo, adịị eme ebele
Father, Father, give me the money berekete
Ị ma na ọtụtụ okwu adịlọkwa na service mgbede
Onye ọ kala obi bụ ihe na-agba egwu surugede
I need
Many, many, many, many, many, many, many, many
I need, eh
Many, many, many, many, many, many, many, many
I need
Many money, many money, money, money, money, money
I need
Many money, many money, money, money, money, money
Asa na-ajụ m ka m mụ anya (Amụ m)
Asa nnwa, oyi a na-atụ gị? (Ọtụ m)
Ekwensu na-akpọ m, mụnwa apịa ya ignore
Maka na amara Chukwu emego m endorse
Ife m na-eme today bụ maka a better tomorrow
Mụnwa apịtọgo, awalawa tomato
Ike ọlụ adịị agwụ m ka onye Mexico
Isi Benji over isi Awolowo
Onye ọ dị n'aka, ugo ebe n'aja
Okirikiri ka a na-agba ukwu ose
Ichefu nta abụlọọ maka dinta
Ten days gone still men mụ anya
Ten days no sleep (Sleep)
Ọọ kwa maka payment slip (Slip)
Everything dịkwa lit (Lit)
Pọtọpọtọ vibes I delete (Lete)
I need
Many, many, many, many, many, many, many, many
I need, eh
Many, many, many, many, many, many, many, many
I need
Many money, many money, money, money, money, money
I need
Many money, many money, money, money, money, money
I need, eh
Many, many, many, many, many, many, many, many
I need
Many, many, many, many, many, many, many, many
I need
Many money, many money, money, money, money, money
I need
Many money, many money, money, money, money, money
Surugede, egwu mmụọ
Surugede, egwu mmụọ
Sewa sewa
Surugede, egwu mmụọ
Written by: Ani Jeremiah Chukwuebuka
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...