album cover
Vampire
3.811
Worldwide
Vampire wurde am 16. Juni 2023 von Cot Records als Teil des Albums veröffentlichtGod and a Beast
album cover
Veröffentlichungsdatum16. Juni 2023
LabelCot Records
Melodizität
Akustizität
Valence
Tanzbarkeit
Energie
BPM70

Credits

PERFORMING ARTISTS
Beepee D Rapgod
Beepee D Rapgod
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Beepee D Rapgod
Beepee D Rapgod
Songwriter

Songtexte

[PreChorus]
Remember Mr. Nobody, aghọlụgo Mr. Somebody
Ụwa ga-abata all man, nobody bụ nobody
[Chorus]
And I've been grinding, grinding
No sleep maka mulah (Mụnwa awụgo vampire)
Grinding, I've been grinding
No sleep maka mulah (Mụnwa awụgo vampire)
Anya m chaga ọbala ọbala
Jili anya fụ mgbaada
I'mma suck him dry maka (Mụnwa awụgo vampire)
Ọ kwa morale gị kacha?
I mele ye bata Ọnitsha
Men atụọ gị tyre maka (Men awụgo vampire)
[Verse 1]
Filling the boy ka tank (Allowed)
Haters na-enwe heart attack (Olo'un)
Never gon' rest till m nwee 16 figures in my bank account
Ịnọba anya n'azu for what? (For what?)
Lote ife mmụọ ọma gwalụ Lot (Lot)
Ị ka nọ na-enyocha my faults?
**** be capping a lot (A lot)
Nwanne, mụnwa siga what's smelling
E ji efele nkụwa eme take away?
Ụgbọ nwoke gbaga, smooth sailing
Nwoke kpọlọ akpọ ka kpekere
Ha amarọọ na ị nwerọọ tap root (Tap root)
Na ị ma mmịpụtanwu one fruit (One fruit)
Ha na-ewe iwe na m na-ebecha (Becha)
Lozọzịa my days of nleka (Nleka)
Ị chọlọ ịma source of my power? (Power)
My godfather bụ God the Father (Father)
My energy high ka tower (Tower)
Nwoke kwụzi n'ọkụ ka charger (Charger)
Way before the fame and money come
Ndị a ga-akọ gị ọnụ a kọlọ ogili
Ma nke nwanne gị bịa, nke gị go come
Ka i nweta ife ị na-achọ, ị ga-enwe ndidi
[Chorus]
Man, I've been grinding, grinding
No sleep maka mulah (Mụnwa awụgo vampire)
Grinding, I've been grinding
No sleep maka mulah (Mụnwa awụgo vampire)
Anya m chaga ọbala ọbala
Jili anya fụ mgbaada
I'mma suck him dry maka (Mụnwa awụgo vampire)
Ọ kwa morale gị kacha?
I mele ye bata Ọnitsha
Men atụọ gị tyre maka (Men awụgo vampire)
[Verse 2]
See, ọ kwa a lụọ n'anwụ, e lie na ndo?
Ụla tọba ụtọ, e kwobe ya ekwo
Mmili mala egbe, ga-ama ugo
Ị ga-egwu anị, wee fụ ọlaedo
Fa sị na the boy bụ crook
Fa sị na the boy bụ criminal
Nwoke Jehovah telụ mmanụ, ka ndị a sulu imi n'azụ
Onye amụma sị na m ga-anwụ
Welụ para tinye m n'arụ
Mana m gwalụ ya gbam na the prophecy enwerọọ ike n'arụ m
I make my bed, that's the truth
Ụla adịkwanụ, so how can I lie on it?
Zekwaalụ asịlị, na ajọ ọyị ga-emekwa gị ife alịlị
[PreChorus]
Remember Mr. Nobody, aghọlụgo Mr. Somebody
Ụwa ga-abata all man, nobody bụ nobody
Remember Mr. Nobody, aghọlụgo Mr. Somebody
Ụwa ga-abata all man, nobody bụ nobody
[Chorus]
And I've been grinding, grinding
No sleep maka mulah (Mụnwa awụgo vampire)
Grinding, I've been grinding
No sleep maka mulah (Mụnwa awụgo vampire)
Anya m chaga ọbala ọbala
Jili anya fụ mgbaada
I'mma suck him dry maka (Mụnwa awụgo vampire)
Ọ kwa morale gị kacha?
I mele ye bata Ọnitsha
Men atụọ gị tyre maka (Men awụgo vampire)
[Outro]
(Extraordinaire) Mụnwa awụgo vampire
Men awụgo vampire
Written by: Beepee D Rapgod
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...