Songtexte
[Chorus]
Ye see
Anyị dị two parkịa but all eyes on me
All eyes on meee
Anyị dị ịbụọ parkịa but all eyes on me
All eyes on meee
These other guys ka na-agụ ego agụ
Mụ na my guys na-abọ ego abọ
These other guys ka na-apị ego aka
Mụ na my guys na-efe ego efe
Guys your guys na-achụ asa achụ
Mụ na my guys na-anyụ asa anyụ
My guys ji lines e discharge ụmụasa
Guys na-awụ asa arụ
[Verse 1]
So who the fuck are you
I am Egungu in Prada
Alụsị in Balmain
Steez like poison everybody wan die
Egungu in a Lambo
Alụsị in a Beamer
Fresh like puff puff we dey just fry
Egungu in Prada
Egungu in Prada
Alụsị in Balmain
Alụsị in Balmain
Egungu in a Lambo
Egungu in Lambo o
Alụsị in a Beamer
In a Beamer, kurombe
Akpụda in a BMW
You call your boo and I hide inside the room
My family bad pass nke pasalieu
From lekki na-enye nsogbu na DFW
[Verse 2]
Balenciagas wey be like caterpillar kpowaị
Prada from ilu kylie Jenner kpowaị
Chivas agbanyelụ tequila
Na-agba buga na Bugatti
Nwa mmanụ ka Ifeanyi Okowa
Skateboards graffiti Ọdịmegwu
Amụsilim ike n'enu bed adịm atụ egwu
Cold out here still fans mụ ka na-eku
Jeun soke ndewo asalamalekun
[Chorus]
Anyị dị two parkịa but all eyes on me
All eyes on meee
Anyị dị ịbụọ parkịa but all eyes on me
All eyes on meee
These other guys ka na-agụ ego agụ
Mụ na my guys na-abọ ego abọ
These other guys ka na-apị ego aka
Mụ na my guys na-efe ego efe
Guys your guys na-achụ asa achụ
Mụ na my guys na-anyụ asa anyụ
My guys ji lines e discharge ụmụasa
Guys na-awụ asa arụ
[Verse 3]
So who the fuck are you
I am Egungu in Prada
Alụsị in Balmain
Chimamanda in Bandana
Pete Edochie in a Droptop
Egungu in Prada
Alụsị in Balmain
Omotola in a Lambo
Okafor in Wakanda
In wakanda yeyeee
Written by: CHIMAOBI OWOH CHRISMATHNER, Zoro Swagbag


