album cover
Ozugbo
13
Hip-Hop/Rap
Ozugbo wurde am 30. November 2024 von Luiz Mike, distributed by Mayvibe Limited als Teil des Albums Soulja - EP veröffentlicht
album cover
Veröffentlichungsdatum30. November 2024
LabelLuiz Mike, distributed by Mayvibe Limited
Melodizität
Akustizität
Valence
Tanzbarkeit
Energie
BPM73

Songtexte

[Intro]
Alụsị
Luiz Mike
Ọ mụnwa Luiz Mike
[Chorus]
Ife erike imakwa ebe nsi bido
Ezi eteka
Mana anyi bata mmemme ebido
Imakwa na ife adigo
Chukwu nalu otito
Ndi obodo oyibo kpolu nsi fa tinyie ozugbo
[Chorus]
Ife erike imakwa ebe nsi bido
Ezi eteka
Mana anyi bata mmemme ebido
Imakwa na ife adigo
Chukwu nalu otito
Ndi obodo oyibo kpolu nsi fa tinyie ozugbo
[Refrain]
Ozugbo ozugbo asi m fa tinye ozugbo
Ozugbo ozugbo asi m fa tinye ozugbo
[Verse 1]
From grass to grace
E win gom some fight
Fa si ife m yi bu rag
And too nam enwelodi swag
Onye chi kwu na azu enwe odida
I buckled my shoe chuba mgbada
Odilo m easy I go harder
Dem play me hard ka Moh Salah
Ekwe m
Ekwe m na ngozi bulu oya n ofe m
Ekwe m na ntacha afufu a later later na nka ga aku
Ijilo ego nwa mbada na itolu ato
Ikaga afu
Obodo di too strong n’okpolu akpo
Negodu mmanu
Nwa Chukwu telu mmanu
Aka Chukwu di na aru m
Ife fa na ekwu bu na azu m
[Chorus]
Ife erike imakwa ebe nsi bido
Ezi eteka
Mana anyi bata mmemme ebido
Imakwa na ife adigo
Chukwu nalu otito
Ndi obodo oyibo kpolu nsi fa tinyie ozugbo
[Refrain]
Ozugbo ozugbo asi m fa tinye ozugbo
Ozugbo ozugbo asi m fa tinye ozugbo
Ozugbo ozugbo asi m fa tinye ozugbo
Ozugbo ozugbo asi m fa tinye ozugbo
Written by: Jideofor Michael Okagbue
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...