album cover
Kelu
album cover
00:00
00:10
00:15
00:20
00:35
00:40
00:55
01:00
01:15
01:45
01:50
02:05
03:00
00:00
03:15
Letzte 7 Tage
Kelu wurde in der vergangenen Woche am häufigsten etwa 1 minuten and 15 sekunden nach des Songs entdeckt

Songtexte

[Intro]
Nameless is the one
Let's go
Zyno, Topboy, kedụdị ka o si?
Otu a, otu a
Akpa swag bag m full with OT
Ọchanja, Ọgbete, Arịaarịa, amalụ m ama ka POP
Topboy n'ime ogbe
Elege ịgba ya ọgwụ, nwee negeti- OD
[Verse 1]
Ị ma na ife ị na-achọ na ife m na-achọ ama mbụnwu ofu
Ị ma na ebe m si abịa na ebe i si abịa ama mbụnwu ofu
'Cause, I've been grinding, yeah, grinding 24/7
I've been striving, m na-eme fasting from 4:00 to 11:00
My brother na-adịba asị m, "Ị malụ ife ị na-eme, i mee ya ọfụma"
Anyị na-achụ ego, ọ bụlọọ naira, ọọ pounds and dollars
Mana, keezi onye m ga-akọlụ?
Keezi onye m ga-ebelụ?
Ife esigo ike, mana OYO, ị ga na-achụ nke gị
Adịlọọ m atụ egwu afụfụ, cos I know say e dey happen
Adịlọọ m atụ egwu mmegbu, m na-afụ ife n'aka ndị mmadụ
Mana keezi onye m ga-akọlụ?
Keezi onye m ga-ebelụ?
Anya mmili a na-agba m n'anya, keezi mgbe ọ ga-ebenụ?
[Chorus]
Aga m akọsaakwanụ onye brother m eh, onye sister m eh
O bunụ nke ya eh
Aga m akpọbakwanụ Chukwu kelụ m oh
Onye kelụ m oh, ka Ọ gbata ọsọ enyemaka m eh
Aga m akọsaakwanụ onye brother m eh, onye sister m eh
O bunụ nke ya eh
Aga m akpọbakwanụ Chukwu kelụ m oh
Onye kelụ m oh, ka Ọ gbata ọsọ enyemaka m eh, eh (Let's go!)
[Verse 2]
Aiyeeyeeyeeyeeyeeyeeyeeyeeyeeyeeyoo
Chi nwa Mbakaọgụ bụ Chukwu a na-akpọ ofu ugbolo, Ọ zaa ugbolo eight
Ị shadow-ban-zii my number since last year? Your call dey wait
Agụụ dị m n'alụ, ekwensu tinyeelụ mpata ọkụkọ in my plate
Mana, ama m na onyinye ekwensu agbarọọ aka
Ndị galụ sị na ụzọ agarọọ aga
This and that, fa gbalụ afa sị na okeite bụ ajọ ọgwụ agalaacha
Nwata na-ata mango abalụ aba, amalọọ ụtọ dị na mangolo chala acha
Aka enyemaka to my girls na-agbabu ọsọ enuigwe, dalụ ada
Onye ị chọlụ ịkọlụ, na-achọ onye ọ ga-akọlụ
E no easy for Mr. Eazi
Oluwa just deelụ m message make I relax, enwekwaanụ m ntụtụisi?
M ga-a-reply ya, sị ya biko gọzie Zyno, gọzie Phyno, gọzie Rhatti
Nna, gọzie Nuno, gọzie Aguero, gọzie Jeriq, Kola, all rappers reping the East
[Chorus]
Aga m akọsaakwanụ onye brother m eh, onye sister m eh
O bunụ nke ya eh
Aga m akpọbakwanụ Chukwu kelụ m oh
Onye kelụ m oh, ka Ọ gbata ọsọ enyemaka m eh
Aga m akọsaakwanụ onye brother m eh, onye sister m eh
O bunụ nke ya eh
Aga m akpọbakwanụ Chukwu kelụ m oh
Onye kelụ m oh, ka Ọ gbata ọsọ enyemaka m eh, eh
[Verse 3]
Ọọ m kpọọ Highstarlavista?
Ka ọọ m kpọọ Lucy Q, nwanne m?
Ọọ m kpọọ Diggy or Quincy?
Ka ọọ m kpọọ Mr. Raw nwanne?
Ọọ m kpọọ Effect, Laxxy, kpọọ Paragon, Ugoccie or Daisy?
How I go call man, when I fit call God? Oluwa, biko bless our tidings
Bless our tidings
[Outro]
Hello, hello Onyenweanyị
Ee, gọzikwuolụ m Hugo P na Beepee
Eh, eh, yes, yes
I rigokwa ife?
Ka anyị ga-awaị gị ji n'ọfụfụ?
Hehe
Bulu Benz, Onyenweanyị, ndeewo
Written by: CHIMAOBI OWOH CHRISMATHNER, Henry Olisaemeka Urama

Loading...