album cover
Outlander
18.056
Hip-Hop
Outlander wurde am 25. Juli 2025 von Thugbloc/DNA/Effectdistro als Teil des Albums veröffentlichtOutlander - Single
album cover
Beliebteste
Letzte 7 Tage
00:25 - 00:30
Outlander wurde in der vergangenen Woche am häufigsten etwa 25 sekunden nach des Songs entdeckt
00:00
00:05
00:25
00:40
00:45
00:50
01:00
01:20
01:35
02:00
02:05
02:15
00:00
02:25

Musikvideo

Musikvideo

Credits

PERFORMING ARTISTS
Highstarlavista
Highstarlavista
Performer
Evado
Evado
Performer
Omulu Nelson Chiedozie
Omulu Nelson Chiedozie
Background Vocals
COMPOSITION & LYRICS
Omulu Nelson Chiedozie
Omulu Nelson Chiedozie
Composer
Njoku Emmanuel Chidubem
Njoku Emmanuel Chidubem
Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
Tubase
Tubase
Producer

Songtexte

[Intro]
Ehh
HighstarLavista Nwa
Buta
[Verse 1]
Nwanne gbanịa
Ka ịgharị e loose yourself
Gbanịa ma ị na-achụ akụ
Ka your purpose biri na your shelf
Ajọndụ atọka
Morals awaba
Nsogbu eyiri agbada
Chọta gị n'Omagba
Ọkwa ife m mụụ na hood
Kam ji kee ọgụ mapụta
The hood aint for Jews
Pain bụ morning dues
Save yourself
It's only you nwanne
Versus you
You're your redeemer
[Chorus]
Nwanne owu abụlọ barber mana owuite na-akpụ isi
I'm a Pentecostal nwa church adịm anwụ iyi
I'm not the type of guy na-ebu ihe nwanyị n'isi
M maa sị ụbịam ndo nsịkwa ndo obido n'isi
**** when you sleep men pasa e load cc
Look in to my eyes what do you see
Anya ọbala ọbala nwanne ịmana men dị wosky
If you sleep on hustle ọkwa jonsing I've been there
I don't wanna go back there
Right now I can see clear
Back then I was blinded
[Verse 2]
Ị kee nkwụcha abụlọ ụjọ
Ka karma gharị ịgba ụgwọ
Ife anyị na-arịọ bụ ọchị ụtọ
Smooth sail ma anyị baa ụgbọ
Neenụ Doo na-atop chart
Onye mgbu ejim gị ụgwọ
Anya m na-aspot cash
Ife anyị sọọ bụ this and that
[Chorus]
Nwanne owu abụlọ barber mana owuite na-akpụ isi
I'm a Pentecostal nwa church adịm anwụ iyi
I'm not the type of guy na-ebu ihe nwanyị n'isi
M maa sị ụbịam ndo nsịkwa ndo obido n'isi
**** when you sleep men pasa e load cc
Look in to my eyes what do you see
Anya ọbala ọbala nwanne ịmana men dị wosky
If you sleep on hustle ọkwa jonsing I've been there
I don't wanna go back there
Right now I can see clear
Back then I was blinded
Written by: Njoku Emmanuel Chidubem, Omulu Nelson Chiedozie
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...