album cover
Levels Pro Max
7.094
World
Levels Pro Max wurde am 30. November 2023 von 2Nite Music Group als Teil des Albums African Royalty veröffentlicht
album cover
Beliebteste
Letzte 7 Tage
00:10 - 00:15
Levels Pro Max wurde in der vergangenen Woche am häufigsten etwa 10 sekunden nach des Songs entdeckt
00:00
00:10
00:20
00:30
00:50
00:55
01:00
02:10
00:00
02:19

Credits

PERFORMING ARTISTS
Flavour
Flavour
Performer
PRODUCTION & ENGINEERING
Flavour
Flavour
Producer

Songtexte

[Refrain]
Ị makwa onye ị wụ?
Ị makwa onye ị wụ?
Ị makwa onye ị wụ?
Ị makwa onye ị wụ?
Nwoke na-apụ ọkụ
Nnwa na-ebe ebe
Nwoke ọma ọsịịsọ
Ya na nnwa ọma ọsịịsọ
[Verse 1]
Na we dey, na we dey, na we dey here
Na we dey, na we dey, na we dey here
Ị sị ka ọ bụlụ, ọ bụlụ ya, na we dey here
Mens buzi nnukwu ike, na we dey here
Ah eh
Ị fụgodi convoy anyị ji wee bata obodo, ị nọlụ ọfụma
I nwekwaanụ choice, ah eh?
Ị fụgodi package anyị ji wee bata obodo, i belụ ebelụ
Security confirmed, ị ma na udo na-achịnụ?
Ị ma na mens bata obodo, anyị ka fa na-enene?
Ị ma na ndende edee?
Ma na mmemme emewe?
Abọbi nwere ọmụma eji eri ego, agụ ji egbe
Ị makwa onye ị wụ?
[Verse 2]
Nwoke na-apụ ọkụ
Factory fitted, full option, double silencer
Ife a na-apịa bụ mpịawa azụ nụ, double condenser
Ife anyị bụ bụ odogwu odogwu, ike na ebube mmụọ nsọ
Aka anyị bụzi nchawa nchawa, ụda egbe ndị nsọ
[Outro]
Ị makwa onye ị wụ?
Written by: Chinedu Okoli t/as Flavour, Jerry Chukwu, ikenna ekezie
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...