album cover
Oringo
Auf Tour
album cover
Oringo wurde am 17. Juni 2017 von 2Nite Music Group als Teil des Albums Ijele The Traveller veröffentlicht
Released17. Juni 2017
Label2Nite Music Group
Melodizität
Akustizität
Valence
Tanzbarkeit
Energie

Songtexte

Hey, let me tell you
I'm an international man, men
I've got my passport
Kedụ ebe a na-eje ife a?
Eh? Onye wụ boys oh yeah?
Kedụ ife na-eme ebe a?
Life goes on
Eh! Kama m ma-anwụ anwụ, ka m furu efuru
Mụ bụ Waga-G, onye isi nkụka
A Flavour n'abalị a
Eh, you get it?ss
A sị gị oringo gbuo gị, kenee Chukwu
Kama ị ga-atọ na nga, na China
Ịna n'iyi na-asọ ncha, nwanne m
Ife oringo na-asọ, adịrọọ adị
America niile (Oringo)
Europe niile (Oringo)
Lagos niile (Oringo)
Enugu niile (Oringo)
Port-Harcourt niile (Oringo)
Ala Owerri niile (Oringo)
A na-agba, ọ na-asọ (Oringo)
Ife oringo na-asọ (Oringo)
Oringo na-agwọ ọrịa
Oringo na-achụnụ hypertension
Ị dị high, o butuo your BP
Oringo, ezi ọgwụ e ji achụ oyi
Ka anyị nwebe aṅụlị ee
E kwuo gịnị?
Everyday, I'm looking so fresh and young
Ụwa tụgharịwa mụ, ma ya egbula m egbu
Ka anyị kwọwsa ịbọngị ee
Tabanụ ife
E mee elu, mee anị, na ndụ bụ isi
Onye iberibe ka onye nwụrụ anwụ mma
America niile (Oringo)
Europe niile (Oringo)
Lagos niile (Oringo)
Enugu niile (Oringo)
Port-Harcourt niile (Oringo)
Ala Owerri niile (Oringo)
A na-agba, ọ na-asọ ee (Oringo)
Ife oringo na-asọ (Oringo)
Kedụ ife m mere, e ji akpọ m ọṅụ mmanya?
Kedụ ife m mere, e ji akpọ m onye ukwu o?
Kedụ ife m mere, e ji akpụlụ m n'ọnụ o, iyee?
Kedu ife m mere, e ji akpo m ofeke o, iyeee?
Ọ kwa mụ na-egonye onwe m mmanya?
Ọ kwa mụ na-akpọnye onwe m nnwa?
Kama m ga-anwụ anwụ, ka m furu efuru
Ọ kwa mmadụ ka a na-aya o?
Ọ gịnị na-afịọ?
Onye iberibe ka onye nwụrụ anwụ mma
America niile (Oringo)
Europe niile (Oringo)
Lagos niile (Oringo)
Enugu niile (Oringo)
Port-Harcourt niile (Oringo)
Ala owerri niile (Oringo)
A na-agba, ọ na-asọ (Oringo)
Ife oringo na-asọ (Oringo)
Emmanuel beanyị o, odogwu
Ife oringo mere gị, dịrị Chukwu
Benard beanyị o, bụ mmanwụ
Ife oringo mere gị, dịrị Chukwu
A sị gị oringo gbuo gị, kenee Chukwu
Kama ị ga-atọ na nga, na Malaysia
Ịna n'iyi na-asọ ncha, nwanne m
Ife oringo na-asọ, adịrọọ adị
Miami niile (Oringo)
Vegas niile (Oringo)
New York, new one (Oringo)
South Africa (Oringo)
Dubai niile (Oringo)
Otu Onitcha niile (Oringo)
A na-agba, ọ na-asọ ee (Oringo)
Ife oringo na-asọ (Oringo)
America niile (Oringo)
Europe niile (Oringo)
Lagos niile (Oringo)
Enugu niile (Oringo)
Port-Harcourt niile (Oringo)
Ala Owerri niile (Oringo)
A na-agba, ọ na-asọ (Oringo)
Ife oringo na-asọ (Oringo)
Hey, let me tell you
I'm an international man, men
I've got my passport
Kedụ ebe a na-eje ife a?
Selebobo on the beat
Mix Monster
Written by: Chinedu Okoli
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...