album cover
Destiny
13.948
World
Destiny wurde am 18. Oktober 2012 von 2Nite Music Group als Teil des Albums Blessed veröffentlicht
album cover
AlbumBlessed
Veröffentlichungsdatum18. Oktober 2012
Label2Nite Music Group
Melodizität
Akustizität
Valence
Tanzbarkeit
Energie
BPM115

Credits

PERFORMING ARTISTS
Flavour
Flavour
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Chinedu Okoli
Chinedu Okoli
Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
Wizboy
Wizboy
Producer

Songtexte

Oh no, no, no
A Flavour n'abanị a
Ewoo wuyeee
My destiny, I want to rule my destiny oo
But, e no easy, because we living in poverty eee
Akalaka mụ o
Ọ dị n'aka Chukwu
Ọ dị n'aka nnwa ee
Onye ma echi?
Nobody knows tomorrow
My destiny can be delayed
But, it must surely come to pass
Enemies, yes, I dey bind and cast
Maka na abụ m nnwa Chi na-emelụ
I am doing so very well
Whether dem like am or not oh
I must rule my destiny
Maka Jesus ebuniwo mụ enu, ee (Higher, higher, higher, eee)
O buniwo mụ enu ooo (Higher, higher, higher, eee)
Onye kere ụwa apaniwo mụ enu (Higher, higher, higher, eee)
O buniwo mụ enu, ee
Jesus apaniwo mụ enu oo (Higher, higher, higher, eee)
For leading me to my destiny
For saving me from poverty
Ọ sị mụ gụba egwu nụ
Akalaka mụ o
Flavour, gụba egwu nụ o
Akalaka mụ o
Oh no, no, no
I am ruling my destiny, oh
Ị na-achụ ego? (Chụpagide, chụpagide the ego)
Ndị Igbo na-agba mbọ (Gbasibenụ, gbasibe mbọ ike)
Believe in yourself o
Believe, you go make am o
Ife ụwa na-atụgharị
Ife ụwa, turn by turn
Onye o ruoro nya ribe ife nụ
Onye o ruoro nya lachaa aka nụ
Nke onye jikwa, nya jisie ya ike
Maka na ọ daa adịgide
Me, I dey take am, take am serere, chai
Ọ na-agakwarụ m werere
Whether dem like am or not o
I must rule my destiny
Maka Jesus ebuniwo mụ enu, ee (Higher, higher, higher, eee)
O buniwo mụ enu ooo (Higher, higher, higher, eee)
Onye kere ụwa apaniwo mụ enu (Higher, higher, higher, eee)
O buniwo mụ enu, ee
Jesus apaniwo mụ enu oo (Higher, higher, higher, eee)
For leading me to my destiny
For saving me from poverty
Ọ sị mụ gụba egwu nụ
Akalaka mụ o
Flavour, gụba egwu nụ o
Akalaka mụ o
Chinedu nnwa nụ oo
Akalaka mụ o
**** Raw, gụwa rap
Tubaba, gụba egwu nụ
M.I. gụwa rap
Bracket, gụba egwu nụ
Mikel, gbawa ball
Chinedu Ọbasị, gbawa ball
Peter Ụtaka, nyenwe goal nụ
Solomon, onye egwu nụ
Oloye, ṅụwa mmanya
Bob, sewe Benson
Waga, onye isi nkụka
Tereg, DJ
Wizboy producer
J-Stunt mixing
Whether dem like am or not, oh
I must rule my destiny
Maka Jesus ebuniwo mụ enu, ee (Higher, higher, higher, eee)
O buniwo mụ enu ooo (Higher, higher, higher, eee)
Onye kere ụwa apaniwo mụ enu (Higher, higher, higher, eee)
O buniwo mụ enu, ee
Jesus apaniwo mụ enu oo (Higher, higher, higher, eee)
For leading me to my destiny
For saving me from poverty
Ọ sị mụ gụba egwu nụ
Akalaka mụ o
Flavour, gụba egwu nụ o
Akalaka mụ o
Chinedu gụba egwu nu oo
Akalaka mụ o
Isimi Shangai
Odogwu akataka
MJ, kpọwa piano
Benjamin, manager
Elese, sebe ife nụ
Chief Edward Nsai
Longside James Ndubuisi
James, kpụwa isi ooo
Oh no, no, no
Flavour nnwa ooo
My destiny ooo
I must rule my destiny ooo
Written by: Chinedu Okoli
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...