album cover
Intro
161
Afro-Beat
Intro wurde am 17. Oktober 2025 von Q Records Music Concepts als Teil des Albums H.B.D Q veröffentlicht
album cover
AlbumH.B.D Q
Veröffentlichungsdatum17. Oktober 2025
LabelQ Records Music Concepts
SpracheEnglish
Melodizität
Akustizität
Valence
Tanzbarkeit
Energie
BPM

Songtexte

Ị pụta ụtụtụ, ị ya-ahụ ife ọma
Ị pụta ehihie, ị ya-ahụ ife ọma
Ị pụta mgbede abalị, ị ya-ahụ ife ọma
Ị nọdu n'ndelị, ị ya-ahụ ife ọma
Ekwuru m ị na-ala ụra, ife ọma ya na-abịa n'ụlọ gị.
Ekwuru m ị na-aga n'ụzọ, ife ọma ya na-abịa n'ụlọ gị.
Ị na-eri ri, ife ọma ya na-abịa n'ụlọ gị.
Ife ọma o bụ ife ọma edebe nli gị
Ọ bụrụ na ọ dị n'ime mmiri, onye si elu
Ife ọma bụ ife oma gị; ọ bụrụ na ọ dị n'ime ala, n'onye ekwu-ome
Ife ọma bụ ife oma gị; ọ bụrụ n'oko n'elu, no ya dali gi n'ala
Ihe ọma bụ ife oma gị; ọ bụrụ na ọ dị n'aka nwoke, no ọ bụ n'aka nwanyị
Ekwuru m n'ọge si n'aka nwoke na n'aka nwanyị-a nlu gị aka
Anam agọ gị ofo taa taa n'wa, ekwu n'si no ya dịrị gị na mma
Ọ bịali je gbu gi, je gbuli'li onwe ya
Okpa na-achụ gị, ga-ada
Okpa ị na-achụ, ga-ada
A sị na agadi nwanyị oza kọ ya pụọ
Ọ bụrụ na o puo, o bụrụ na o pụo chero ya gbawa nje
Ọ fụrụ gị, wee je aji ije; onye zuo odachi n'ezize
Written by: Stephen Uchechosen Umeh
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...