album cover
Vision
album cover
Vision wurde am 22. Dezember 2025 von 5275126 Records DK2 als Teil des Albums Vision - Single veröffentlicht
22. Dezember 2025
Label5275126 Records DK2
SpracheEnglish
BPM92
Melodizität
Akustizität
Valence
Tanzbarkeit
Energie

Songtexte

Eyoo
2/47
It's been a long time coming
Ego men na achọ, bu ego kariri ego ifeanyi ubah
Ogologo ndu na alụsike ya na akunubah
Men maputa na iru ogu
Ifuna ekwelekwe ga ekwe
Ifuna ogbanje ga ana, ifu nwa bia ru ije nwe una
Ego men na achọ, bu ego kariri ego ifeanyi ubah
Chukwu ekwene ka anyi rụọsia ọrụ, ru mgbe anyi ga eri efe nwe naa
Okwa isina anyi kpọọ gi ịza
Isina ọrịa ga ana
Isina onwa ga acha ya meru anyi ji di ocha nwe bia
Anyi nwe yoba akunubah, ka anyi soro kpotiba
Ekwene ka aka jide people ndi aka faa di ocha
Ukwa ruo ogeya odaa, boys bukwa agaba bia
Ewero onye bịaruo uwa ka obia wee be iwe akpuda
Ogadi ka ominaa
Maka anyi ga ejikwa ife naa, anyị ama rụsi ọrụ chukwu bia gbarunu aka naa
Anyi ama kukwa ota ká
Maka ezi anyi si bia etoka
Am chasing for a mill $$$ hapu echi na echi etoka
30 billion bu my budget ka men norunu ofuma
Men agbago oso afia na mgbuka rụ akpuluka
Ifunanya dina anya m nwulu na ba na ndukwa
Adim busy with my calling abiarum ka mbube amuma
Ego men na achọ bu ego kariri ego otedola
Chukwu gosi mu ife igosiri dangote onye hausá
Maka ma afulu ego, ona adi m ka mgbaru bunza
Egwu a abulo for egwu nwoke na eyi jigida
Ego men na achọ, bu ego kariri ego ifeanyi ubah
Ogologo ndu na ahusike ya na akunubah
Men maputa na iru ogu
Ifuna ekwelekwe ga ekwe
Ifuna ogbanje ga ana, ifu nwa bia ru ije nwe una
Ego men na achọ bu ego kariri ego ifeanyi ubah
Chukwu ekwene ka anyi rụọsia ọrụ, ru mgbe anyi ga eri efe nwe naa
Okwa isina anyi kpọọ gi ịza
Isina ọrịa ga ana
Isina onwa ga acha ya meru anyi ji di ocha nwe bia
Nwata fhụrụ nna ya, afugo ndi ichie
Adim wavy na my side and nkem adiro iiche
Maka adim anukwa ifee
Odim na anya ka wike
Iweru okem gwusam egwu, m gosi gi Ife
Na azu ogbunike bu ebe men regwo on a low
Anyi afugo Ife, owu ite na ebum ka mmanya ike
Hood m si puta bu nkpor, way aburo m ajibo, ima fuwum with umu aloba na me amebo
Na abali ka chi ji efo, enwero ife anyi zoro ezo
Ego mehn na acho bu ego kariri ego arthur eze na ukpo, ego ga eme nwoke mapu, ugboma amusu fu ezo
Okwa m jide nkem nwete mana I jide nke gi izò
Ego men na achọ, bu ego kariri ego ifeanyi ubah
Ogologo ndu na ahusike ya na akunubah
Men maputa na iru ogu
Ifuna ekwelekwe ga ekwe
Ifuna ogbanje ga ana, ifu nwa bia ru ije nwe una
Ego men na achọ bu ego kariri ego ifeanyi ubah
Chukwu ekwene ka anyi rụọsia ọrụ, ru mgbe anyi ga eri efe nwe naa
Okwa isina anyi kpọọ gi ịza
Isina ọrịa ga ana
Isina onwa ga acha ya meru anyi ji di ocha nwe bia
Written by: Ifeanyi Johnson Okafor
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...