album cover

Odidi

Christian & Gospel2026
album cover
Odidi wurde am 3. März 2026 von Alex Ugwu Productions als Teil des Albums OMIMI veröffentlicht
AlbumOMIMI
Veröffentlicht3. März 2026
LabelAlex Ugwu Productions
SpracheEnglish
BPM89
Melodizität
Akustizität
Valence
Tanzbarkeit
Energie

Musikvideo

Musikvideo

Songtexte

Odidi
Odidi
Odidi
Odidi
O Chukwu, anyị na-arịọ gị
Nyenụ anyị ike eji edi
Obi na-agbawa anyị
Nyenụ anyị ike eji edi
Alịlị egbukwaa anyị
Nyenụ anyị ike eji edi
Anyị ma na ọnwụ bụ ụzọ ndụ
Mana ụfụ ọnwụ fịalụ arụ idi
Mgbawaobi ọnwụ fịalụ arụ idi
Chukwu nwa ya nwụrụ n'obe
Ya kayi ji arịọ gị Nna
Nyenụ anyị ike eji edi
Ike e ji ekwu
Naa n'udo, ọ dị n'obi mo
Ebe ị nọ ka mma, ezigbo enyi mo
Naa gboo, naa gboo
Chukwu akpọgo gị
Naa gboo, naa gboo
Jee nke ọma
Naa n'udo, ọ dị n'obi mo
Ebe ị nọ ka mma, ezigbo enyi mo
Naa gboo, naa gboo
Chukwu akpọgo gị
Naa gboo, naa gboo
Jee nke ọma
Naa gboo
Naa gboo
O Chukwu, anyị bụ mmadụ
Nyenụ anyị ike eji edi
Nkea metụrụ anyị
Nyenụ anyị ike eji edi
Ọ ka na-adị ka nrọ
Nyenụ anyị ike eji
Anyị ma na ọnwụ bụ ụzọ ndụ
Mana ụfụ ọnwụ fịalụ arụ idi
Mgbawaobi ọnwụ fịalụ arụ idi
Chukwu nwa ya nwụrụ n'obe
Ya kayi ji arịọ gị Nna
Nyenụ anyị ike eji edi
Ike e ji ekwu
Naa n'udo, ọ dị n'obi mo
Ebe ị nọ ka mma, ezigbo enyi mo
Naa gboo, naa gboo
Chukwu akpọgo gị
Naa gboo, naa gboo
Jee nke ọma
Naa n'udo, ọ dị n'obi mo
Ebe ị nọ ka mma, ezigbo enyi mo
Naa gboo, naa gboo
Chukwu akpọgo gị
Naa gboo, naa gboo
Jee nke ọma
Naa gboo
Naa gboo
Ezigbo enyi mo
Anyị amanchezọ gị
O nwannem
Anyị hụrụ gị n'anya
Onye nke mo
Anyị ga-esiri gị ike
Ọ dị n'obi mo
Anyị ga-efiche anya
Maka ụfụ ọnwụ bụ maka ndị dị ndụ
Mgbawaobi ọnwụ bụ maka ndị dị ndụ
Ihe anyị g'emere onye nwụrụ anwụ
Bụkwa icheta ndụ ya
Tie aka n'obi
Nweta ike eji ekwu
Naa n'udo, ọ dị n'obi mo
Ebe ị nọ ka mma, ezigbo enyi mo
Naa gboo, naa gboo
Chukwu akpọgo gị
Naa gboo, naa gboo
Jee nke ọma
Naa n'udo, ọ dị n'obi mo
Ebe ị nọ ka mma, ezigbo enyi mo
Naa gboo, naa gboo
Chukwu akpọgo gị
Naa gboo, naa gboo
Jee nke ọma
Naa gboo
Naa gboo
Written by: Alex Ugwu

Shazam-Fußzeile

Sprache auswählen:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Folge uns auf:

Loading...