Μουσικό βίντεο
Μουσικό βίντεο
Συντελεστές
PERFORMING ARTISTS
Beepee D Rapgod
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Beepee D Rapgod
Songwriter
Στίχοι
Adị m mean achụ nta ego
Mụnwa ka amosu na-a-monitor
Ebe m na-achọ ebe the money dọọ
Ka bee, where you get the honey from?
Nta ego (Money hunter), ana m achụ nta ego
Nta ego (Money hunter), adị m mean achụ nta ego
Nta ego (Money hunter), mụ na my men na-achụ nta ego
Ị chọọ m, ị fụrọọ m, anọ m na jungle ebe m na-achụ nta ego
Nta ego (Money hunter), ana m achụ nta ego (Ana m achụ nta ego)
Nta ego (Money hunter), adị m mean achụ nta ego (Adị m mean achụ nta ego)

I'm in the building, ka furniture
Soldier na enwerọọ uniform
Adịị afụ m kwaadaa, ka unicorn
Afụgo m where the envy from
Nwanne, owuite na ajọ obi bụ relations
Ego bụ anụ m na-achụ
Diọkpa bulu akụkọ gaa m n'azụ
Adịrọọ ekpuchi ime aka, maka na ọọ sọ ife dịka agụ, ka agụ ga-amụ
Sọ okwu ego bụ ife m na-anụ
Ụbịam adịrọọ m mma n'arụ
The ọlụ na-akwụ ụgwọ, m ga-alụ
Ma m ejerọọ nta, mụ ka agụụ ga-agụ (Mana ọọ eziokwu nah)
Nta ego (Money hunter), ana m achụ nta ego
Nta ego (Money hunter), adị m mean achụ nta ego
Nta ego (Money hunter), mụ na my men na-achụ nta ego
Ị chọọ m, ị fụrọọ m, anọ m na jungle ebe m na-achụ nta ego
Nta ego (Money hunter), ana m achụ nta ego (Ana m achụ nta ego)
Nta ego (Money hunter), adị m mean achụ nta ego (Adị m mean achụ nta ego)
Nta ego (Money hunter), mụ na my men na-achụ nta ego
Ị chọọ m, ị fụrọọ m, anọ m na jungle ebe m na-achụ nta ego
Mụnwa ji key to the city
Ma ọ masịrọọ yị, it's a pity
Nwoke na-egidi
Ndị a na-a-act-ị silly
Mgbe owuite ji nwoke na-agba ọnọ n'etiti
Hunter na-a-hunt money
Ife a na-achụ bụ agaliowu, steady money coming
Ekene dịlị Chukwu, I'm winning
Nwanne, anyị sizi n'ime obodo na-a-bomb foreign
Mụnwa na-achọ mgbada m ga-ejide, pastor na-arrange ego onyinye, fa niine hustle
Dibịa na-achọ onye ọ ga-atoghepụ, Delilah na-achọ onye ọ ga-ekechi tinye na bottle
Adịị achọ m achọ n'iru ọlụ, ka picture virgin Mary n'ime chapel
Ife nwoke bu n'ime bulu ibu, ka e butelụ engine trailer dọkpunye n'ime shuttle (Mana ọọ eziokwu nah)
Nta ego (Money hunter), ana m achụ nta ego
Nta ego (Money hunter), adị m mean achụ nta ego
Nta ego (Money hunter), mụ na my men na-achụ nta ego
Ị chọọ m, ị fụrọọ m, anọ m na jungle ebe m na-achụ nta ego
Nta ego (Money hunter), ana m achụ nta ego (Ana m achụ nta ego)
Nta ego (Money hunter), adị m mean achụ nta ego (Adị m mean achụ nta ego)
Nta ego (Money hunter), mụ na my men na-achụ nta ego
Ị chọọ m, ị fụrọọ m, anọ m na jungle ebe m na-achụ nta ego
Ana m achụ nta ego, ama m na ị na-achụ nta ego (Money hunter)
Obi Cubana, Chiefpriest na E-money na-achụ nta ego (Money hunter)
Biggest Ziggy nọ n'ikpo ego, men nọ mma julu eju n'ana Igbo (Money hunter)
Fishers 88, Agbalagba, Billy Jean pa nnukwu ego (Money hunter)
Aza man na JKT, DPO na-achụ nta ego (Money hunter)
Chucky GSS, nwa mmanụ ma ka e si achụ nta ego (Money hunter)
Nọkwalụnụ nso o, ma ụmụ Aba Connect mebe ife ego (Money hunter)
Olisa Lee, boss COT, dị mean achụ nta ego (Money hunter)
Okombi, ị ka na-alalụ ụla? Kunite na bed, jee chụba ego (Mana ọọ eziokwu nah)
Written by: Beepee D Rapgod