Συντελεστές
PERFORMING ARTISTS
Humblesmith
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Ekenedilichukwu Ijemba
Songwriter
Στίχοι
Showboy
Akatakpo !
Somebody Els !
Chukwu kere Mmadu
Onye amama kambu
Ezibo nwafor igbo kam bu
Onyinye Chinyere mmadu
Ikuku oma Nekuru mmadu
Onye si na mu ama abu mmadu
Thank God God nor be man
Obu gini kam mere mmadu
Chukwu kere mmadu
Mmadu abuchi mmadu
Obianuju mmadu
Mmadu na agbagbu mmadu
Mmadu na alatu mmadu
Madu negodu mmadu
Madu n’emere mmadu
Mmadu abulu ajo mmadu
gini kam mere mmadu
Anyi ncha bu ndi mmehe
Nna biko doh gbahara
Wepuru anyi obi mgbawa
Nna nye anyi aka nchawa
Anyi ncha bu ndi mmehe
Nna biko doh gbahara
Wepuru anyi obi mgbawa
Nna nye anyi akanchawa
Chukwu kere mmadu
Mmadu abuchi mmadu
Obianuju mmadu
Mmadu na agbagbu mmadu
Mmadu na alatu mmadu
Madu negodi mmadu
Madu n’emere mmadu
Mmadu abulu ajo mmadu
gini kam mere mmadu
Anyi ncha bu ndi mmehe
Nna biko doh gbahara
Wepuru anyi obi mgbawa
Nna nye anyi aka nchawa
Anyi ncha bu ndi mmehe
Nna biko doh gbahara
Wepuru anyi obi mgbawa
Nna nye anyi akanchawa
chukwu kere mmadu
chukwu kere mmadu
Anyi ncha bu ndi mmehe
Nna biko doh gbahara
Wepuru anyi obi mgbawa
Nna nye anyi aka nchawa
Anyi ncha bu ndi mmehe
Nna biko doh gbahara
Wepuru anyi obi mgbawa
Nna nye anyi akanchawa
Written by Ijemba Ekenedirichukwu Humblesmith
Written by: Ekenedilichukwu Ijemba

