Στίχοι

Onye ga-agwa m obodo dị na ụwa na adị esogbu ooo? Onye ga-agwa m obodo dị na ụwa na-enwerọ nsogbu ooo? Ọ we bụrụ nke Nigeria ka bụzi n'uku ooo Ụmụ nnem biko nu udo nu kanyi ga-eji we meri nu Onye chili jebe ibe ya kpelụ gaba onye nụ ga-ekwe nụ ooo? Unu a fugozi nụ ife ifele nụ ka ọ na-abịa? Ife ga-eme na be ndị ọzọ anyị eje nụ ga dozibe nu oo Ọ we bulu nke dị na be anyị ka anyị na edozinwuru Ụmụ nnem biko ka anyi jikọta n'udo n'uwa! Ụmụ nnem biko ka anyi jikọta n'udo n'uwa! Na ofu obi! Na ọlụlụ nu Na olili nu Anyị jebe nu Anyị abiazie nu Anyị jebe nu Anyị emerie nu Anyị ñuriba nu Anyị ekewazie Anyị edozie Anyị ebiri nu Ife onye nwere ike ime nya biko nu mebe nu ooo Ka obodo anyị Naịjiria dizie nu n'udo nu ooo Nke m nwere oo Na m sokwa biri Ndị nwero Ndị nwelunu Nando! Tinye nke ñi nu oo Ka ndị nke anyị tinye nke ya Ka anyị biri nụ n-udo nu Unu afugozi nu ife ifere nu ka ọ na-abịa nu! Na ofu obi! Na ọlụlụ nu Na olili nu Ka anyị jikọta nu Anyị ejezie nu Anyị ejebe nu Anyị añurịa nu Ụmụnne biko Ife ga-eme na be ndị ọzọ anyị eje nụ je dozibe nu Ọ nwe bụrụ nke dị na be anyị oo ka anyị na-edozinwuru oo Ụmụnne biko ka anyị jikọta n'udo na ụwa Na ofu obi! Na ọñụñụ nu Na olili nu Ka anyị jikọta nu Anyị a bịanụ Anyị ejebe nụ Ife ga-eme na be ndị ọzọ anyị je nụ je dozibe nụ oo Ọ we bụrụ nke dị na be anyị ka anyị na-edozinwuru Unu afugozi nụ ife ifere nụ ka ọ na-abịazị nụ Anyị ejikọta Anyị ejezie nu Anyị ejebe nu Anyị bili nu Anyị ekewa nu Anyị e kpọsaa Anyị ebili nụ Anyị jikọta Na ofu obi! Na ọñụñụ nu Na olili nu Ka anyị jikọta nu Anyị abiazia nu Anyị ejebe nu Anyị emelie nụ Ife ga-eme na be ndị ọzọ, anyị ejebe nụ je dozie nu oo Ọ bụrụ nke dị na be anyị ka anyị na edozinwuru Oooo Iyewu iye Uuuuu Aaaaa Iyewu ye Uuuuu
Writer(s): Chief Stephon Osita Osadebe Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out