Lyrics
[Verse 1]
Nnwa bụ ngwo ngwo ngwo ee (It's Barmy on the beat)
Nnwa bụ ngwo ngwo ngwo
[Verse 2]
Ọmalịcha, nnwa ọma dị m mma, bịa tie m obi oo (Ejyke Nwamba)
Ọmalịcha, nnwa ọma dị m mma, bịa tie m obi oo (Mmọnwụ jee, mmọnwụ naa, Ọdịa)
Ọmalịcha, nnwa ọma dị m mma, bịa tie m obi oo (Kola)
Ọmalịcha, nnwa ọma dị m mma, bịa tie m obi oo
[Verse 3]
See! Afa nnwa bụ Chiamaka (Chiamaka)
Ịfụkwa ọ na-elecha (Ọ na-elecha)
Nnwa bụ ụwa mgbede, afịa ka ọ kpọsaa, ọ na-elekwa (Ọ na-elekwa)
Asị m nnwa bụ Chiamaka (Chiamaka)
Neenụ ka o si elecha (Ọ na-elecha)
Nnwa bụ ụwa mgbede, afịa ka ọ kpọsaa, ọ na-elekwa (Ọ na-elekwa)
[Verse 4]
Kpụdebe m nso (Ọmalịcha nnwa)
Onye ọma m bu n'obi oo (Ọmalịcha nnwa)
Gwanụ onye nke m oo (Ọmalịcha nnwa)
Onye ọ ga-adịrị mma (Ije ije ije, Ọmalịcha nnwa)
Kpụdebe m nso (Ọmalịcha nnwa)
Achalugo nwaanyị ọma (Ọmalịcha nnwa)
Neenụ onye m ee! (Ọmalịcha nnwa)
Nnwa ọ ga-adịrị mma oo (Ọmalịcha nnwa)
[Verse 5]
Ije! Onu gbajie boys, nwata gafee, ha na-ekiri
Your beauty na-enwe longer throat, o toro ogo ka eriri
And ị ma na ị bụrụ Jericho, ọ mụnwa bụ the mgbidi
Nnwa bụrụ akara, maka Chukwu, ọ mụnwa bụ the agidi
[Verse 6]
Nnwa seitewe eehh (Seitewe eehh)
Asị m gị Paịtewe eehh (Paịtewe eehh)
Ukwu gị a container a na-eme offload, paịtewe eehh (Paịtewe eehh)
Asị m Adamma seitewe eehh (Seitewe eehh)
Asị m gị paịtewe eehh (Paịtewe eehh)
Before ị kpọsa afịa, ọ dịgo already sold, paịtewe, nnwa paịtewe eehh
[Verse 7]
Ọmalịcha, nnwa ọma dị m mma, bịa tie m obi oo
Ọmalịcha, nnwa ọma dị m mma, bịa tie m obi oo
Ọmalịcha, nnwa ọma dị m mma, bịa tie m obi oo
Ọmalịcha, nnwa ọma dị m mma, bịa tie m obi oo
[Verse 8]
Kpụdebe m nso (Ọmalịcha nnwa)
Onye ọma m bu n'obi oo (Ọmalịcha nnwa)
Bịanụ onye nke m oo (Ọmalịcha nnwa)
Onye ọ ga-adịrị mma (Ije ije ije, Ọmalịcha nnwa)
Kpụdebe m nso (Ọmalịcha nnwa)
Achalugo nwaanyị ọma (Ọmalịcha nnwa)
Neenụ onye m ee! (Ọmalịcha nnwa)
Nnwa ọ ga-adịrị mma oo (Ọmalịcha nnwa)
[Verse 9]
Nnwa! Welụ nwaayọ na-enye m okporoko, na eze adịghọ m oo
A thought of you de burst my head, plaster adịghọnụ oo
Apụnanwụ ịdịghị ete ude, that would be a waste of ude
Steady dripping, heat a na-eme gị, nnwa chere ka m gote akụpe
Ka ugogbeanya m, Adamma, I swear asa, ị bụ my spec
Bịa nye m debit, achọọ m debit, nnwa welụ my cheque
And true to God, I cross my heart, m maa agbazi n'iro
And when they tempt me make I push cup, m maa akwazi the iko
[Verse 10]
Ọmalịcha, nnwa ọma dị m mma, bịa tie m obi oo
Ọmalịcha, nnwa ọma dị m mma, bịa tie m obi oo
Ọmalịcha, nnwa ọma dị m mma, bịa tie m obi oo
Ọmalịcha, nnwa ọma dị m mma, bịa tie m obi oo
[Verse 11]
Kpụdebe m nso (Ọmalịcha nnwa)
Onyeọma m bu n'obi oo (Ọmalịcha nnwa)
Gwanụ onye nke m oo (Ọmalịcha nnwa)
Onye ọ ga-adịrị mma (Ije ije ije, Ọmalịcha nnwa)
Kpụdebe m nso (Ọmalịcha nnwa)
Achalugo nwaanyị ọma (Ọmalịcha nnwa)
Neenụ onye m ee! (Ọmalịcha nnwa)
Nnwa ọ ga-adịrị mma oo (Ọmalịcha nnwa)
[Verse 12]
Genevieve Nnaji bụ asa (Ọmalịcha nnwa)
Chimamanda Adịchie (Ọmalịcha nnwa)
Mummy Onyeka Onwenu (Ọmalịcha nnwa)
Uche Ekwunife, mummy (Ọmalịcha nnwa)
[Verse 13]
Regina Daniels, nnwa a mụrụ na mba (Ọmalịcha nnwa)
Uchechi, nwunye Ned Okonkwọ (Ọmalịcha nnwa)
Keneelụ m Mrs. Juliet Okonkwọ (Ọmalịcha nnwa)
Ọma Omeruo, ezigbo Adamma na Nkanụ (Ọmalịcha nnwa)
[Verse 14]
Makụọchi, oriakụ celebrity barrister (Ọmalịcha nnwa)
Mrs. Ebele, oriakụ Obi Cubana (Ọmalịcha nnwa)
De Angels, ezigbo oriaku Chiefpriest (Ọmalịcha nnwa)
Ngozi Okonjo-Iweala, nwaanyị ọma (Ọmalịcha nnwa)
[Verse 15]
Seh!
Much respect to Ollie Gee, ehh, ị bụ O.G n'ime ogbe, anyị na-ekwunyelụ gị
Ọdịa
Kola boy
Written by: Ejike Obiano, Nwodo Victor Chinonso

