Lyrics

[Intro]
Ọyọlịma
[Bridge]
Disa, dosa
Honey m oo
Ana ma disa, dosa
Eyeeh (Mastaa)
Disa, dosa
Ezi nwaanyị amaka
Disa, dosa
[Verse 1]
A good woman cometh from the Lord
Them no dey see am for market o
A good woman is a blessing from above
Her type no dey for market o
Achọghị m o, oriakụ
Nwaanyi batara ka o risasịba
Nyenụ m o, odoziakụ
Nwaanyị batara ka o dozie akụ m
Always loving everybody, no discrimation
Nwata dị mma, nwata dị mma, no competition
Aye ye ye ye ye ye
[Chorus]
Bịa lee
Ihe ọma si n'aka Chukwu bịa
Come and see, blessings of the Lord
Ezi nwaanyị amaka
Ngọzi si n'aka Chukwu bịa
Ezi nwaanyị amaka
Onyinye si n'aka Chukwu
A good woman cometh from the Lord o (Yeah)
[Bridge]
Disa, dosa
Honey m o
Ana ma disa, dosa
Eyeeh
Ana ma disa, dosa
Ana ma disa, dosa
[Verse 2]
Ọyọlịma
Unu bịa lee, lee, lee, lee
Ife ọma (Chai)
Unu bịa lee, lee, lee, lee
Ife ọma
Ife ọma Chukwu nyelụ m o
Onyinye Chukwu
It's a blessing from above o
[Bridge]
Disa, dosa
Honey m o
Ana ma disa, dosa
Eyeeh
Ana ma disa, dosa
Ezi nwaanyị amaka
Disa, dosa
[Verse 3]
Ọ kwa onye chọtaranụ ezi nwaanyị, chọtaranụ ihe ọma?
Ọ kwa onye chọtaranụ ezi nwaanyị, ga-enwenụ ogologo ndụ?
He who findeth a wife, findeth a good thing
And obtaineth favour from the Lord o
Aye ye ye ye ye ye
[Chorus]
Bịa lee
Ihe ọma si n'aka Chukwu bịa
Come and see, blessings of the Lord
Ezi nwaanyị amaka
Ngọzi si n'aka Chukwu bịa
Ezi nwaanyị amaka
Onyinye si n'aka Chukwu
A good woman cometh from the Lord o
[Refrain]
Iyelele, iyelele
Iyele yati yati yelele
Iyelele, iyelele
Iyele yati yati yelele
Aye ye ye ye
[Verse 4]
Ọyọlịma
If you have a good woman
Treat am well
Value am well
No go take her love for granted
To avoid 'Had I know'
Eewu chi m o
If you lose a good woman
Everything go scatter scatter
Everything go nyama nyama
Na so so confusion
Wahala dey
Wahala dey
[Bridge]
Disa, dosa
Honey m o
Ana ma disa, dosa
Eyeeh
Ana ma disa, dosa
Ezi nwaanyị amaka
Ana ma disa, dosa
[Verse 5]
She give her life, she give everything
She risk it all for her family
No retreat, no surrender
Anụ chị ụmụ, ọ na-agba ọsọ?
She put her trust in God o
She is confident
She is more than a diva
[Chorus]
Bịa lee
Ihe ọma si n'aka Chukwu bịa
Come and see, blessing of the Lord
Ezi nwaanyị amaka
Ngọzi si n'aka Chukwu bịa
Ezi nwaanyị amaka
Onyinye si n'aka Chukwu bịa
[Chorus]
Bịa lee
Ihe ọma si n'aka Chukwu bịa
Come and see, blessing of the Lord
Ezi nwaanyị amaka
Ngọzi si n'aka Chukwu bịa
Ezi nwaanyị amaka
Onyinye si n'aka Chukwu
A good woman cometh from the Lord o
[Bridge]
Disa, dosa
Honey m o
Ana ma disa, dosa
Eyeeh
Ana ma disa, dosa
Eyeehsss
Ana ma disa, dosa
[Outro]
Original rudeboy, Mr Flavour 'pon the dancehall
They don't know
Mix Monster
Written by: Chinedu Okoli, Sunday Ginikachukwu Nweke
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...