Credits

PERFORMING ARTISTS
Santywa
Santywa
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Santy michael
Santy michael
Composer
PRODUCTION & ENGINEERING
David Ritz
David Ritz
Producer

Lyrics

Obinigwe nyere mu aka nu nu o
Eke Kere uwa daddy bia nuru akwa mu nu nu
Mee ka uwa mu fa Mara Na Ina eburu m aha nu nu
Oge nno nkiti onye nile Na amu mu amu nuo
Amara nji bia uwa bu Chukwu nu nu
Akara nji bia uwamu mmadu Apughi ihicha ya nu
Amaramu Na emesia Na iga emere mu ya nu o
Nkwa ahu ikwere Na iga eme ka oruo mu aru nu o
Tell tell tell
Kere ya Kere ya Kere ya
Kere ya Kere ya Kere ya
Kere ya Kere ya Kere ya
Kelenum odogwu nji eme onu nu
Maka oburu echiche mmadu
Amara gi ogaghi eru mu aka nu o
Ihe mu ga abu Na elu uwa mu nu nu
Okwa ya kamu ga abu ririnu
Ogwu agworo agwo Na ogaghi egbochi ya nu
Mmadu ikere eke
Ndimgbu apughi egbochi ya nu nu
Amara nji bia uwa bu Chukwu nu
Akara nji bia uwamu mmadu Apughi ihicha ya nu
Amaramu Na emesia Na iga emere mu ya nu o
Nkwa ahu ikwere Na iga ekwe ka oruo mu aka nu o chai
Hmmm ehe
Aha ehhh
Ahaha chei
Okwa santy nwa mama nu nu
Papa mama chineke ebuli wo mu elu nu
Okwu ahu agwara mu chineke tinyere mu aru nu nu
Obodo ekwerugo Na Chi Na asara mu okwu nu
Ndi mmadu ekwerugo Na Chi ka Chi bu odogwu
Tell tell tell
Kere ya Kere ya Kere ya
Kere ya Kere ya Kere ya
Kere ya Kere ya Kere ya
Kelenum odogwu nji eme onu nu
Maka oburu echiche mmadu
Amara gi ogaghi eru mu aka nu o
Aha ha
Aha hee
Iyokokokoko
Aha hee
Chanting......
Ezi nwanne mu nhuru Na Anya nu
Oge erugo
Oge eji ama odogwu nu
Imana oburu mmadu Na ogaghi eme ya
Oburu echiche mmadu
Amara ogaghi eru mu aka nu o
Nezie nu Na Amara nji bia uwa bu Chukwunu
Akara nji bia uwamu mmadu Apughi ihicha ya nu
Amaramu Na emesia Na oga emere mu ya nu o
Nkwa ahu okwere mu Na oga ekwezi ka oruo mu aka nu o
Tell tell tell
Kere ya Kere ya Kere ya
Kere ya Kere ya Kere ya
Kere ya Kere ya Kere ya
Kelenum odogwu nji eme onu nu
Maka oburu echiche mmadu
Amara gi ogaghi eru mu aka nu o
Aha ha
Aha hee
Iyokokokoko
Aha hee
Written by: Santy michael
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...