Listen to Nwanne Mu by Santywa

Nwanne Mu

Santywa

Afro-Pop

17,266 Shazams

Music Video

Nwanne Mu
Watch {trackName} music video by {artistName}

Featured In

Listen to Nwanne Mu - Single by Santywa
ALBUMNwanne Mu - SingleSantywa

Credits

COMPOSITION & LYRICS
Onyeka Onuigbo
Onyeka Onuigbo
Songwriter

Lyrics

Iyo ko ko ko Iyo ko ko ko ko Iyo ko ko ko ko Iyo ko ko ko ko Iyo ko ko ko Iyo ko ko ko ko Iyo ko ko ko ko Iyo ko ko ko ko Ohurum na Anya bia tie mu obi o Ohuru na Anya bia tie mu obi o Ohuru m na Anya kpukete mu nso nu o Kiss zie mu o Nkem bia tie mu obi Ohurum na Anya bia tie mu obi o Ohuru na Anya bia tie mu obi o Ohuru m na Anya kpukete mu nso nu o Kiss zie mu o Nkem bia tie mu obi Santywa santynwamama nu Okwa ya na capuwa nu o Kwa agbarusia ngene ekuru ya bu ngene nua Ima na adighi adoubt ya nuo Onye gabu nu nwanne mu o Onye gabu nu nwanne mu o Lezienu ndi enyi nke uwa fa jachagi Ike nu nu Oko gi na aka ndi enyi nke uwa ga agasi ike Otiwala mu obi Oyi mu etiwagonu mu obi mu na uwa Ezi oyimu etiwagonu mu obi mu o Ezinwanne etiwagonu mu obi mu na uwa Onye Ina Amu amu na ikariri ya Iwe jezienu na emezi onu na ikpariri ya Akwa umu ogbenye na ewe kwa chukwu iwe Omegbu nwa ogbenye chineke ya apiawa gi azu nu Iwe je na anuri si pompu agbabagonu Ifuzie Enyi gi Ina e jonsuzi zi container gi alotago Iwe mejo nwanne i Maka na ugbo gi agbabago nu Na ime obi gi Ina egori maka Aragi agbago nu Ono na uwa cheta nwanne o Chetakwa na nwanne bu nwanne o Odiginaka nwanne m Biko cheta nwanne gi o Maka uwa jugodi gi nwanne bu nwanne o Nezienu nwanne na acho mu okwu nu Nwe bilie foro igwe ka mfizie nu nwanne mu o Mfizie nu nwanne mu Onye gabuzi nwanne mu o Mfizie nwamama ozi ndimgbu gabuzi nwanne mu o Otiwala mu obi Oyi mu etiwagonu mu obi mu na uwa o Ezi oyimu etiwagonu mu obi mu o Nezie nwanne mu na obi mu e breakiela o Eze MBA na Abu Odogwu nu nu Ezemba na Abu Diora mma o Nwadiora MMA na okija achala ogidi Nnekwu nwanne mu Onye oma oga adiri mma Eziafa ka eko nu Ofia ebe afulu money Isi na nwata wey gbaba mbo Mesia wee Bute ike Onye ma na oga eme Mgbe fa na akpo gi ofia Ofia afuru money egwu m e setigo awa Nke obuna Ina eme nwanne mu Oga abari E bulu mmiri otusiagodi ojeghi emetu i Nke iyoro chi na uwa nke ahu ka oga emere i Ofia afuru money egwu m e setigo awa Asian tiger ogada gidi Asian tiger onyeoma onye ogadiri mma Nwanne di na MBA odogwu, nwanne na eme nwanne Asia tiger Otego iji eme nwanne Santywa santynwamama nu Okwa ya na capuwa nu o Kwa agbarusia ngene ekuru ya bu ngene nua Ima na adighi adoubt ya nuo Onye onye gabu nu nwanne mu o Larry Gaga gabu nu nwanne mu o TT okoli onwa Ifeanyi momma odogwu igabu nu nwanne mu Ozu sibe isi achoba nwanne Akwa ozu sibe isi ezi enyi ka oyi arapu nwanne tido Dem wan spoil the east Turning my brothers to beast Mana iruzie na east ifuzie ka esi emezi nwanne nwanne Isi afuru kwaba okwu di nso Mazi Chief doctor nnamdi kanu Ohamadike nwoke di mma Ohamadike Igbo Nile Obi Jackson na okija Obi Jackson na okija adiro akuja Obiejesi nwanne mu okwu gi ka mu na akpo nu Chief Ernest obiejesi odogwu gi ka egwu m na akpo nu Akudo nwamama o Biko chekwabara mu nwanne mu Maka na Akwa nwata na ebe ruba aka na Ara na agu ya Mkpu santy na eti bu nihi na oga na ah ah Arthur eze gabu nu nwanne mu Obi Cubana okpaozuruora nnukwu mmanwu Cubana chief priest o Doctor ezemmuo Ifeanyi ubah o Emeka okonkwo Soludo nwamama o Jowi zaza gabunu nwanne mu Flavour nwanne mu Phyno nwamama Ebig nwankwo Odogwu igabu nu nwanne mu Santywa santynwamama nu Okwa ya na capuwa nu o Kwa agbarusia ngene ekuru ya bu ngene nuzianu
Writer(s): Onyeka Onuigbo Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out